òkè
òkè
Word | òkè |
Definitions | Noun 具 1.portion; share, lot |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Oke nke ya dị n'ime ụlọ.
Oke nke ya dị n'ime ụlọ.
His own share is inside the house.
Nkem enweghị nketa oke n'akụnụụba nna ya.
Nkem enweghị nketa oke n'akụnụụba nna ya.
Nkem has no portion in his father's wealth.
E nyere ya oke nwanne ya nwoke.
E nyere ya oke nwanne ya nwoke.
He was given his brother's share.
O ketaghị oke ọbụla.
O ketaghị oke ọbụla.
He did not get any share.
Ha nyere m oke nke m.
Ha nyere m oke nke m.
They gave me my own share.
Oke ọbụla nwere onye nwe ya.
Oke ọbụla nwere onye nwe ya.
Each portion has an owner.
Onye nwe oke nke a?
Onye nwe oke nke a?
Who owns this share?
Oke m ebughi ibu.
Oke m ebughi ibu.
My share is not much.
Onye amaghị arị elu adịghị eritecha ala nna ya n'ekpe nke ọma
Onye amaghị arị elu adịghị eritecha ala nna ya n'ekpe nke ọma
A person who does not know how to climb cannot fully benefit of his father's inheritance
ízų
izụ̀
Word | izụ̀ |
Definitions | Noun 戸 1.week; specific portion of time(period) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bịara n'izu gara aga.
Ọ bịara n'izu gara aga.
She came in the past week.
Amaghị m izu ọ gara Enugwu.
Amaghị m izu ọ gara Enugwu.
I do not know the period he went to Enugu.
bèfö
bèfọ
Word | bèfọ |
Definitions | Active verb 1.cut and remain a portion |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Gbaa mbọ befọ ya.
Gbaa mbọ befọ ya.
Try and cut, and keep a small bit.
O befọrọ ya.
O befọrọ ya.
He cut and remained small.
Ọ kwadoghị ibefọ ya.
Ọ kwadoghị ibefọ ya.
She is not prepared to cut keep a small bit.
Ọ ga-ebefọ obere.
Ọ ga-ebefọ obere.
He will cut and remain small.
Ndị na-egbu anụ na-ebefọ obere maka ezinụụlọ ha.
Ndị na-egbu anụ na-ebefọ obere maka ezinụụlọ ha.
Butchers cut and remain small meat for their families.
I kwesịrị ibefọ obere ji.
I kwesịrị ibefọ obere ji.
You should have cut and remained small yam.
Ebefọrọ m obere ncha.
Ebefọrọ m obere ncha.
I cut and remained small soap.
Òkèchúkwú
Òkèchukwu
Word | Òkèchukwu |
Definitions | Name 1.God's share; God's portion |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Aha ya bụ Okechukwu.
Aha ya bụ Okechukwu.
His name is Okechukwu.
Mụ na Okechukwu bụ enyi.
Mụ na Okechukwu bụ enyi.
Okechukwu and I are friends.
Ndị na-aza Okechukwu adịghị ọtụtụ.
Ndị na-aza Okechukwu adịghị ọtụtụ.
There are not many people bearing the name Okechukwu.
Okechukwu bụ aha nwoke.
Okechukwu bụ aha nwoke.
Okechukwu is a masculine name.
O nweghi onye ma na aha ya bụ Okechukwu.
O nweghi onye ma na aha ya bụ Okechukwu.
Nobody knew that he bears the name Okechukwu.
Okechukwu nọ n'ụlọ anyị.
Okechukwu nọ n'ụlọ anyị.
Okechukwu is in our house.
Okechukwu tọrọ Emeka.
Okechukwu tọrọ Emeka.
Okechukwu is older than Emeka.
dàkų
dàkụ̀
Word | dàkụ̀ |
Definitions | Active verb 員正 1.fall against with a little portion of body (especially in a playful way) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Emeka dakụrụ Adaeze n'ahụ ka ha na-achị ọchị.
Emeka dakụrụ Adaeze n'ahụ ka ha na-achị ọchị.
Emeka fell on Adaeze's body while they were laughing.
èbérébé
èberebe
Word | èberebe |
Definitions | Noun 1.slice; a slim, broad, cut from a larger portion 2.sliced, broad, cassava broader than African salad (àbàchà), often used as a snack; sliced cassava (snack) Nominal Modifier 1.something that is cut into slices eg. bread |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ịta eberebe.
Achọrọ m ịta eberebe.
I want to eat sliced cassava.
Ọ zụtara eberebe achịcha.
Ọ zụtara eberebe achịcha.
She bought sliced bread.
Nne ya na-ere eberebe.
Nne ya na-ere eberebe.
Her mother sells sliced cassava.