kpóchí
kpochi
Word | kpochi |
Definitions | Active verb 1.cover a hole by filling it up |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gbaa mbọ kpochie mgbọrọgwụ osisi ahụ aja.
Gbaa mbọ kpochie mgbọrọgwụ osisi ahụ aja.
Try and cover the root of that tree with sand.
Ndị gwuru ya bụ ili ga-ekpochi ya.
Ndị gwuru ya bụ ili ga-ekpochi ya.
Those that dug the grave will cover it.
Achọrọ m ikpochi olulu ahụ.
Achọrọ m ikpochi olulu ahụ.
I want to fill up that pit.
Anyị kwesịrị iji aja kpochie ọnụ oke ndị a.
Anyị kwesịrị iji aja kpochie ọnụ oke ndị a.
We are supposed to fill up these rat holes with sand.
Gwa m onye kpochiri ya.
Gwa m onye kpochiri ya.
Tell me who covered it.
Ikpochi ya abaghị uru.
Ikpochi ya abaghị uru.
Covering it is useless.
Ha ga-ekpochi mango ahụ ka ọ chaa.
Ha ga-ekpochi mango ahụ ka ọ chaa.
They will cover the mango to get ripe.
Ọ na-ekpochi ya mgbe m pụrụ.
Ọ na-ekpochi ya mgbe m pụrụ.
She was filling it when I left.
Onye na-ekpochi ọwa mmiri?
Onye na-ekpochi ọwa mmiri?
Who is covering the gutter?