Nkọwa okwu logo
Beta

kwünyé

kwụnye

Wordkwụnye
Definitions

Active verb

1.insert something inside a hole in order to fill it, especially so as to make contact; connect; plug

Related Terms
Word Stems

Examples

Akwụnyere m ya n'ekwentị m.

Akwụnyere m ya n'ekwentị m.

I connected it to my phone.

Aga m akwụnye ya n'ime ụlọ.

Aga m akwụnye ya n'ime ụlọ.

I will plug it in the room.

Achọrọ m ịkwụnye ya ebe ahụ.

Achọrọ m ịkwụnye ya ebe ahụ.

I want to plug it there.

Amaka, kwụnye isiọkụ ahụ ebe a.

Amaka, kwụnye isiọkụ ahụ ebe a.

Amaka, plug that plug here.

Nkechi na-akwụnye ekwentị ya n'ọkụ oge niile.

Nkechi na-akwụnye ekwentị ya n'ọkụ oge niile.

Nkechi plugs her phone to electricity every time.

Onye kwụnyere osisi a ebe a?

Onye kwụnyere osisi a ebe a?

Who inserted this wood here?

Ọ kpọrọ onye ga-akwụnye aka ụzọ a.

Ọ kpọrọ onye ga-akwụnye aka ụzọ a.

He called a person that will insert the door handle.

Akwụnyere m ya n'ekwentị m.

Akwụnyere m ya n'ekwentị m.

I connected it to my phone.

Achọrọ m ịkwụnye ya ebe ahụ.

Achọrọ m ịkwụnye ya ebe ahụ.

I want to plug it there.

A kwụnyere igwe ikuku n'ahụ ya.

A kwụnyere igwe ikuku n'ahụ ya.

Oxygen was plugged to his body.

Onye kwụnyere osisi a ebe a?

Onye kwụnyere osisi a ebe a?

Who inserted this wood here?

Nkechi na-akwụnye ekwentị ya n'ọkụ oge niile.

Nkechi na-akwụnye ekwentị ya n'ọkụ oge niile.

Nkechi plugs her phone to electricity every time.

Ọ kpọrọ onye ga-akwụnye aka ụzọ a.

Ọ kpọrọ onye ga-akwụnye aka ụzọ a.

He called a person that will insert the door handle.

Aga m akwụnye ya n'ime ụlọ.

Aga m akwụnye ya n'ime ụlọ.

I will plug it in the room.

Kwụnye ya ebe ahụ.

Kwụnye ya ebe ahụ.

Plug it there.

Ọ dịghị mma ịkwụnye ha abụọ otu ebe.

Ọ dịghị mma ịkwụnye ha abụọ otu ebe.

It is not proper to plug two of them in one place.

Amaka, kwụnye isiọkụ ahụ ebe a.

Amaka, kwụnye isiọkụ ahụ ebe a.

Amaka, plug that plug here.

ísíökü

isiọkụ̄

Wordisiọkụ̄
Definitions

Noun

簡遠

1.plug (electric); a device on an electrical appliance where electrical contact is made with the mains

Related Term
Word Stem

Examples

Isiọkụ a ka dị mma.

Isiọkụ a ka dị mma.

This plug is still good.

Isiọkụ ya rere ọkụ.

Isiọkụ ya rere ọkụ.

Its plug got burnt.

Lee ma isiọkụ ya ọ banyere ọfụma.

Lee ma isiọkụ ya ọ banyere ọfụma.

Check if its plug is properly connected.

Isiọkụ ya dị ọcha.

Isiọkụ ya dị ọcha.

Its plug is white.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.