ágbïsį
agbịsị̀
Word | agbịsị̀ |
Definitions | Noun 㯗 1.plectrotena; tiny black ants with a very painful bite |
Variations | agbụsị̀ |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Agbịsị gbara m ebe m nọ.
Agbịsị gbara m ebe m nọ.
I was bitten by an ant where I was.
Lezikwaa anya, agbịsị juru ebe a.
Lezikwaa anya, agbịsị juru ebe a.
Be careful, there are so many ants here.
Agbịsị agbaala nwa a.
Agbịsị agbaala nwa a.
An ant has bitten this child.
Ebe agbịsị gbara m na-afụ m ụfụ.
Ebe agbịsị gbara m na-afụ m ụfụ.
The place I was bitten by an ant is paining me.
Anyị gburu agbịsị ahu.
Anyị gburu agbịsị ahu.
We killed the black ant.
Agbịsị ahụ si n'ime obere olulu pụta.
Agbịsị ahụ si n'ime obere olulu pụta.
The black ant came out from a small hole.
Bilee ọtọ tupu agbịsị agbaa gị n'ike.
Bilee ọtọ tupu agbịsị agbaa gị n'ike.
Stand up before you get bit by black ant.
Agbịsị juru n'ụlọ a niile.
Agbịsị juru n'ụlọ a niile.
The house if filled with black ants.
Ebe agbịsị gbara m na-afụ m ụfụ.
Ebe agbịsị gbara m na-afụ m ụfụ.
Where the black ant bit me hurts
Agbịsị gbara nwata ahụ.
Agbịsị gbara nwata ahụ.
Black ant bit the child.