kü ökà
kụ ọkà
Word | kụ ọkà |
Definitions | Active verb 1.plant maize |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ịkụ ọka taa.
Achọrọ m ịkụ ọka taa.
I want to plant maize today.
Onye kụrụ ọka a n'ugbo a?
Onye kụrụ ọka a n'ugbo a?
Who planted this corn in this field?
Nna m kụrụ ọka n'ugbo anyị.
Nna m kụrụ ọka n'ugbo anyị.
My father planted maize in our farm.
Nne m na-akụ ọka n'ugbo.
Nne m na-akụ ọka n'ugbo.
My mother grows corn in the farm.
Kụọ ọka a n'ugbo gị!
Kụọ ọka a n'ugbo gị!
Plant this maize in your farm!
Anyị ga-akụ ọka echi.
Anyị ga-akụ ọka echi.
We will plant maize tomorrow.
ómé
ome
Word | ome |
Definitions | Noun 1.shoot of a plant |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Akị ahụ epuola ome.
Akị ahụ epuola ome.
That kernel has grown a shoot.
Hapụ ọna ahụ ka o puo ome.
Hapụ ọna ahụ ka o puo ome.
Allow that three leaved yam to grow a shoot.
Ọka ọ kọrọ eputela ome.
Ọka ọ kọrọ eputela ome.
The maize he planted has grown shoot.
Ọ kajiri ome ya.
Ọ kajiri ome ya.
He broke the shoot.
Ome ji a akpọnwụọla.
Ome ji a akpọnwụọla.
The shoot of this yam has withered.
Ji ahụ agaghị epu ome.
Ji ahụ agaghị epu ome.
That yam will not grow a shoot.
zǫ
zọ̀
Word | zọ̀ |
Definitions | Active verb 㣚 1.transplant tree; plant tree cuttings |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nna m zọrọ icheku ebe ahụ.
Nna m zọrọ icheku ebe ahụ.
My father transplanted Dialium guineense there.
kǫnyé
kọ̀nye
Word | kọ̀nye |
Definitions | Active verb 1.to plant a seed in the ground |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Kọnye ji a n'ala.
Kọnye ji a n'ala.
Plant this yam in the ground.
A ga-akọnye mkpụrụosisi n'ala ebe a.
A ga-akọnye mkpụrụosisi n'ala ebe a.
Fruits will be planted on the ground here.
I na-akọnye ji n'ala m kpochara ekpocha?
I na-akọnye ji n'ala m kpochara ekpocha?
Are you planting yam on a land that i cleared?
Ọ bụ ugbua ka eji akọnye ihe n'ala.
Ọ bụ ugbua ka eji akọnye ihe n'ala.
This is the time to plant seed in the ground.
A chọrọ m ịkọnye ọka a n'ala tupu m gawa.
A chọrọ m ịkọnye ọka a n'ala tupu m gawa.
I want to plant this corn on the ground before I go.
Nne m kọnyere ede n'akụkụ ebe ọ kọnyere ji.
Nne m kọnyere ede n'akụkụ ebe ọ kọnyere ji.
My mother planted cocoyam beside where she planted yam.
ákwükwö
akwụkwọ
Word | akwụkwọ |
Definitions | Noun 葉 1.leaf or leaves of plants 2.vegetable; vegetables 3.a written or printed work with pages that are bound together; a bound set of blank sheets used for writing; book |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akwụkwọ ahụ adọkaala.
Akwụkwọ ahụ adọkaala.
That book is torn.
Akwụkwọ m na-efu efu.
Akwụkwọ m na-efu efu.
My book is missing.
Kụtara m obere akwụkwọ ma ị na-abịa.
Kụtara m obere akwụkwọ ma ị na-abịa.
Pluck some leaves, for me, while coming.
Akwụkwọ nri na-adị mma n'ahụ
Akwụkwọ nri na-adị mma n'ahụ
Vegetable is good for the body
Aga m azụ akwụkwọ ọzọ.
Aga m azụ akwụkwọ ọzọ.
I will buy another book.
Agụrụ m akwụkwọ ahụ ọsịịsọ.
Agụrụ m akwụkwọ ahụ ọsịịsọ.
I read that book quickly.
Onye nwe akwụkwọ a?
Onye nwe akwụkwọ a?
Who has this book?
ghá ḿkpürü
gha mkpụrụ̄
Word | gha mkpụrụ̄ |
Definitions | Active verb 1.sow; broadcast; plant seed by scattering |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha na-agha mkpụrụ.
Ha na-agha mkpụrụ.
They are sowing.
Ghaa mkpụrụ ebe a.
Ghaa mkpụrụ ebe a.
Sow here.
Ọ ghara mkpụrụ.
Ọ ghara mkpụrụ.
She sowed.
Okeke na-agha mkpụrụ.
Okeke na-agha mkpụrụ.
Okeke is sowing seeds.
Ghaa mkpụrụ a n'ubi gị.
Ghaa mkpụrụ a n'ubi gị.
Sow these seeds on your farm.
Ha na-agha mkpụrụ oge ụfọdụ.
Ha na-agha mkpụrụ oge ụfọdụ.
They sow sometimes.
Ọ gara ịgha mkpụrụ.
Ọ gara ịgha mkpụrụ.
She went to sow.
Anyị ga-agha mkpụrụ.
Anyị ga-agha mkpụrụ.
We will sow.
I nwere ike ịgha mkpụrụ n'ubi m?
I nwere ike ịgha mkpụrụ n'ubi m?
Can you sow seeds on my farm?
Kpọọ onye ga-agha mkpụrụ a.
Kpọọ onye ga-agha mkpụrụ a.
Call someone that will sow these seeds.
òkóòkó
òkoòko
Word | òkoòko |
Definitions | Noun 1.ornamental plant; flower |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụrụ m okooko e ji achụ agwọ.
Ahụrụ m okooko e ji achụ agwọ.
I saw anti snake flower.
Ha na-akọ okooko n'azụ ụlọ ha.
Ha na-akọ okooko n'azụ ụlọ ha.
They plant flowers at their backyard.
Ọ bụghị okooko nille mara mma.
Ọ bụghị okooko nille mara mma.
It is not all flowers that are beautiful.
O gbuturu okooko agbataobi ya.
O gbuturu okooko agbataobi ya.
He cut down a flower plant of his neighbour.
Ọ na-ere okooko e ji achọ ụlọ mma.
Ọ na-ere okooko e ji achọ ụlọ mma.
He sells flowers used for beautifying houses.
O ji okooko riọ ya mgbaghara.
O ji okooko riọ ya mgbaghara.
He used flower to seek her forgiveness.
Okooko a mara nnukwu mma.
Okooko a mara nnukwu mma.
This flower is quite beautiful.
örūúgbó
ọruugbō
Word | ọruugbō |
Definitions | Noun 1.grow plants, rear animals or both; farming |
Variations | ọrụugbo, ọrụ ugbō |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E nwere ụdịrị ọruugbo dị iche iche.
E nwere ụdịrị ọruugbo dị iche iche.
There are different types of farming.
Ọruugbo amaka.
Ọruugbo amaka.
Farming is good.
Oge udummiri bụ oge ọruugbo
Oge udummiri bụ oge ọruugbo
Rainy season is the time of farming.
E ji ọgụ arụ ọruugbo.
E ji ọgụ arụ ọruugbo.
Hoe is used in farming.
Ọruugbo ka e ji mara ezinụlọ ha.
Ọruugbo ka e ji mara ezinụlọ ha.
Their family is known for farming.
Ọruugbo na-enye ego.
Ọruugbo na-enye ego.
Farming gives money.
Ọruugbo anaghị amasị ya.
Ọruugbo anaghị amasị ya.
She does not like farming.
kü
kụ
Word | kụ |
Definitions | Active verb 昔 1.plant; put a seed in the soil so that it germinates |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha na-akụ ya afọ niile.
Ha na-akụ ya afọ niile.
They plant it every year.
Gọọmentị na-akụ osisi n'okporo ụzọ ahụ.
Gọọmentị na-akụ osisi n'okporo ụzọ ahụ.
The government is planting trees on that road.
Kedu ihe ị kụrụ ebe a?
Kedu ihe ị kụrụ ebe a?
What did you plant here?
Kụọ ọka a.
Kụọ ọka a.
Plant this corn.
Ị ga-akụ ose na be gị?
Ị ga-akụ ose na be gị?
Will you plant pepper in your home?
Anyị chọrọ ịkụ mkpụrụ n'ubi.
Anyị chọrọ ịkụ mkpụrụ n'ubi.
We want to plant seeds on the farm.
ųgà
ụ̀gà
Word | ụ̀gà |
Definitions | Noun 1.prickly plant used for the preparation of sponges |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụga chiri Okoli n'ahụ.
Ụga chiri Okoli n'ahụ.
Ụga scratched Okoli's body.
Chinedu pịara ya ụga.
Chinedu pịara ya ụga.
Chinedu flogged him with ụga.
Ụga merụrụ ya ahụ.
Ụga merụrụ ya ahụ.
Ụga wounded him.
E ji ụga eme ogbo.
E ji ụga eme ogbo.
Sponge is made from ụga.