Nkọwa okwu logo
Beta

ògìgè

ògìgè

Wordògìgè
Definitions

Noun

寍窮

1.premises; surrounding

2.a space of land with deliberately placed or planted ornamental plants; garden; park; grass yard

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ sị̣ na nne m gara ịza ogige ụlụụka.

Ọ sị̣ na nne m gara ịza ogige ụlụụka.

She said my mother went to sweep the church premises.

Abụja nwere ọtụtụ ogige.

Abụja nwere ọtụtụ ogige.

Abuja has a lot of parks.

Anyị ga-aga ọrụ ogige n'ụlụụka echi.

Anyị ga-aga ọrụ ogige n'ụlụụka echi.

We will go gardening in church tomorrow.

Anyị nọ n'ogige ụlọakwụkwọ.

Anyị nọ n'ogige ụlọakwụkwọ.

We are at the school premises.

Ụlọọgwụ ahụ nwere nnukwu ogige.

Ụlọọgwụ ahụ nwere nnukwu ogige.

The hospital has a big premises.

Ọgbakọ ahụ ga-abụ n'ogige m.

Ọgbakọ ahụ ga-abụ n'ogige m.

That meeting will hold at my premises.

Lee ogige mmanya vaịn anyị.

Lee ogige mmanya vaịn anyị.

Behold our vine garden.

Ogige a abụghị maka ime mkpọtụ.

Ogige a abụghị maka ime mkpọtụ.

This garden is not for noisemaking.

úbì

ubì

Wordubì
Definitions

Noun

1.a piece of land where crops are planted; a farmland

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A kọrọ ọtụtụ ihe n'ubi anyị.

A kọrọ ọtụtụ ihe n'ubi anyị.

So many things are planted in our farm land.

Ubi anyị dị nso n'ebe anyị bi.

Ubi anyị dị nso n'ebe anyị bi.

Our farm land is close to where we live.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.