ükàbüílú
ụkàbụilu
Word | ụkàbụilu |
Definitions | Noun 粧郷勧 1.a pithy speech, in form of a short story, that advises or states a general truth |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụkabụilu dị ka ilu mana ọ na-abịa n'ụdị nkenke akụkọ.
Ụkabụilu dị ka ilu mana ọ na-abịa n'ụdị nkenke akụkọ.
Ukabuilu is like a proverb but it comes in the form of a brief story.
ílú
ilu
Word | ilu |
Definitions | Noun 勧 1.a pithy speech that is short, well-known, and states a general truth or piece of advice; proverb |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Aghọtaghị m ilu a.
Aghọtaghị m ilu a.
I did not understand this proverb.
Nwoke a na-atụ ilu oge niile ọ na-ekwu okwu.
Nwoke a na-atụ ilu oge niile ọ na-ekwu okwu.
This man uses proverb every time he speaks.
Ilu abụghị maka ụmụaka.
Ilu abụghị maka ụmụaka.
Proverbs is not for kids.
Anyị mụrụ maka ilu n'ụlọakwụkwọ anyị taata.
Anyị mụrụ maka ilu n'ụlọakwụkwọ anyị taata.
We learnt about proverbs at our school today
Ilu bụ mmanụ ndị Igbo ji eri okwu.
Ilu bụ mmanụ ndị Igbo ji eri okwu.
Proverb is the oil with which Igbo words are eaten.
Tụọ ilu ise ị maara.
Tụọ ilu ise ị maara.
Say five proverbs you know.
ílúkpöḿ
ilukpọm
Word | ilukpọm |
Definitions | Noun 1.aphorism [a figure of speech/thought in literature that shows a terse/pithy observation that houses a general truth |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ilukpọm na-enwe nghọta dị omimi.
Ilukpọm na-enwe nghọta dị omimi.
Aphorism has deep meaning.