pį
pị̀
| Word | pị̀ |
| Definitions | Active verb 済 1.press; apply pressure on, especially with the finger; 2.squeeze; firmly apply pressure on |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nne m na-apị pịanụ.
Nne m na-apị pịanụ.
My mother plays piano.
Ọ pịrị aka n'etiti ya.
Ọ pịrị aka n'etiti ya.
He squeezed its center.
Onye nkụzi pịrị ya aka n'ọnụ.
Onye nkụzi pịrị ya aka n'ọnụ.
The teacher squeezed her mouth.
Ume na-apị ụtara.
Ume na-apị ụtara.
Ume is squeezing the fufu.
Pịa aka ebe a.
Pịa aka ebe a.
Press hand here.
Ọ ga-emebi ma ọ pịa ya aka.
Ọ ga-emebi ma ọ pịa ya aka.
It will spoil if he presses it.
Gaa, pịa ya aka.
Gaa, pịa ya aka.
Go and press it.
Onye na-apịa na beelụ
Onye na-apịa na beelụ
Who is pressing the bell.
Achọghị m ịpị isi ya aka.
Achọghị m ịpị isi ya aka.
I do not want to press his head.
Onye pịrị gị etuto a?
Onye pịrị gị etuto a?
Who pressed this boil for you?
Gịnị ka ị na-apị ihe ahụ?
Gịnị ka ị na-apị ihe ahụ?
What is that you are pressing?
Enweghịzị ihe fọdụrụ ị ga-apị.
Enweghịzị ihe fọdụrụ ị ga-apị.
There is nothing remaining for you to press.