Nkọwa okwu logo
Beta

pïgǫ

pịgọ̀

Wordpịgọ̀
Definitions

Active verb

1.press or compress something with hand to bend

Related Terms
Word Stems

Examples

Ịpịgọ ha ga-emebi ha.

Ịpịgọ ha ga-emebi ha.

Compressing them will spoil them.

Ekwe na-apịgọ ha mgbe m pụrụ.

Ekwe na-apịgọ ha mgbe m pụrụ.

Ekwe was compressing them when I left.

Ọ pịgọrọ ha niile.

Ọ pịgọrọ ha niile.

He compressed all of them.

Onye pịgọrọ komkom a?

Onye pịgọrọ komkom a?

Who compressed and bent my can?

Achọrọ m ịpịgọ okpokoro ejula a.

Achọrọ m ịpịgọ okpokoro ejula a.

I want to compress this snail shell.

Soja ọ kpọrọ ga-apịgọ gbamgbam ahụ.

Soja ọ kpọrọ ga-apịgọ gbamgbam ahụ.

The soldier he called will compress that pan.

Pịgọọ iko ahụ tupu i tụfuo ya.

Pịgọọ iko ahụ tupu i tụfuo ya.

Compress that cup before you throw it away.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.