Nkọwa okwu logo
Beta

fïǫfíǫ

fịọ̀fiọ̀

Wordfịọ̀fiọ̀
Definitions

Noun

1.pigeon pea

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Fịọfịọ so na nri e nyere ụmụntakịrị n'oge agha Biafara.

Fịọfịọ so na nri e nyere ụmụntakịrị n'oge agha Biafara.

Pigeon pea was among the food given to children during the Biafran war.

Fịọfịọ anaghị eghe ọsịịsọ.

Fịọfịọ anaghị eghe ọsịịsọ.

Pidgeon pea does not cook quickly.

Biko zụtara m iko fịọfịọ atọ ma ije ahịa.

Biko zụtara m iko fịọfịọ atọ ma ije ahịa.

Please buy three cups of pigeon peas for me when you go to the market.

Iri ji na fịọfịọ na-amasị m nke ukwu.

Iri ji na fịọfịọ na-amasị m nke ukwu.

I like eating yam and pidgeon pea so much.

Ụlọnri nọ nso n'ụlọ anyị na-ere fịọfịọ.

Ụlọnri nọ nso n'ụlọ anyị na-ere fịọfịọ.

The restaurant close to our house sells pigeon peas.

èkùlù

èkùlù

Wordèkùlù
Definitions

Noun

1.pigeon; domestic dove

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ana m atụrụ ekulu ndị a nri mgbe ọbụla ha bịara ebe a.

Ana m atụrụ ekulu ndị a nri mgbe ọbụla ha bịara ebe a.

I throw food at these pigeons anytime they come around.

Amaghị m etụ ekulu siri febata ebea.

Amaghị m etụ ekulu siri febata ebea.

I don't know how pigeon flew in here.

Eji ekulu achụ aja.

Eji ekulu achụ aja.

Pigeons are used for sacrifice.

Ana eri anụ ekulu eri.

Ana eri anụ ekulu eri.

Pigeon's meat is edible.

Ekulu ahụ nọ n'elu osisi.

Ekulu ahụ nọ n'elu osisi.

That pigeon is on the tree.

Ekulu ju ebe a.

Ekulu ju ebe a.

Pigeons are much here.

Nnanna na-azụ ekulu.

Nnanna na-azụ ekulu.

Nnanna rears pigeons.

Onye gburu ekulu a?

Onye gburu ekulu a?

Who killed this pigeon?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.