ákáàkpà
akaàkpà
Word | akaàkpà |
Definitions | Noun 1.pickpocket |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Biko, jidekwa akpa ahụ nke ọma maka akaakpa.
Biko, jidekwa akpa ahụ nke ọma maka akaakpa.
Please hold that bag properly because of pickpocketing.
Akaakpa abụghị ezigbo ihe.
Akaakpa abụghị ezigbo ihe.
Pickpocketing is not a good thing.
Gịnị bụ akaakpa?
Gịnị bụ akaakpa?
What is pickpocketing?
Akaakpa ka e ji mara nwoke ahụ.
Akaakpa ka e ji mara nwoke ahụ.
Pickpocketing is what that man is known for.
Akaakpa ka o ji biri.
Akaakpa ka o ji biri.
He lives by pickpocketing.
Akaakpa na-arị n'ogbe ahụ.
Akaakpa na-arị n'ogbe ahụ.
Pickpocketing is on the rise in that neighborhood.
Akaakpa ebelatala kemgbe e wetara ndị nche n'agbatoobi a.
Akaakpa ebelatala kemgbe e wetara ndị nche n'agbatoobi a.
Pickpocketing has reduced since security operatives were brought to this neighborhood.
A tụrụ nga maka ịma akaakpa.
A tụrụ nga maka ịma akaakpa.
He was sentenced for pickpocketing.
Akaakpa anaghị ewuziri ndi ohi.
Akaakpa anaghị ewuziri ndi ohi.
Pickpocketing is no longer a conventional way of stealing.
Ego ọ matara n'akaakpa ka o ji eri nri.
Ego ọ matara n'akaakpa ka o ji eri nri.
He feeds with the money he made from pickpocketing
má ákáàkpà
ma akaàkpà
Word | ma akaàkpà |
Definitions | Active verb 1.steal from someone's bag or pocket; pickpocket |
Variations | ma aka àkpà |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
A mara ya akaakpa n'ahịa.
A mara ya akaakpa n'ahịa.
She was pickpocketed at the market.
Ịma akaakpa amarala ya ahụ.
Ịma akaakpa amarala ya ahụ.
He is used to pickpocketing.
Amakwala akaakpa, ọ bụghị ezi ihe.
Amakwala akaakpa, ọ bụghị ezi ihe.
Do not pickpocket, it is not a good thing.
Enyi ya na-ama akaakpa.
Enyi ya na-ama akaakpa.
His friend pickpockets.
Ọ dị ka nwa a ga-ama akaakpa ma o too.
Ọ dị ka nwa a ga-ama akaakpa ma o too.
It seems this child will pickpocket when he grows.
E jidere ya mgbe ọ na-ama akaakpa.
E jidere ya mgbe ọ na-ama akaakpa.
She was caught while pickpocketing.
Onye mara gị akaakpa?
Onye mara gị akaakpa?
Who picked your pocket?
Ị na-ama akaakpa?
Ị na-ama akaakpa?
Do you pick pockets?
Ọ bụghị m mara ya akaakpa.
Ọ bụghị m mara ya akaakpa.
I am not the one that picked his pocket.
E ji ịma akaakpa mara nna ya.
E ji ịma akaakpa mara nna ya.
His father is known for pickpocketing.
Ọ naghị ekwe ka a maa akaakpa n'ụgboala ya.
Ọ naghị ekwe ka a maa akaakpa n'ụgboala ya.
He does not allow pick-pockets in his vehicle.
Ndị na-ama akaakpa anaghị anọ ebe a.
Ndị na-ama akaakpa anaghị anọ ebe a.
Persons who pick pockets do not stay here.