ńhágídōókwú
nhagidookwū
Word | nhagidookwū |
Definitions | Noun 1.a phrase that contains two contrasting ideas; antithesis |
Variations | nhagideokwū |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nye m otu ọmụmaatụ nhagidookwu.
Nye m otu ọmụmaatụ nhagidookwu.
Give me one example of an antithesis.
ńkébìókwú
nkebìokwu
Word | nkebìokwu |
Definitions | Noun 1.phrase (in grammar) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nkebiokwu adịghị enwe ngwaa.
Nkebiokwu adịghị enwe ngwaa.
Phrase does not have a verb.
Onye nkuzi anyị kuziri anyị maka nkebiokwu taata.
Onye nkuzi anyị kuziri anyị maka nkebiokwu taata.
Our teacher taught us about phrases today.
órúrúghōókwú
orurughookwū
Word | orurughookwū |
Definitions | Noun 1.a speech in which successive phrases or words are arranged in ascending order of importance; climax |
Variations | orurughaokwū |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Orurughookwu bụ atụmatụokwu.
Orurughookwu bụ atụmatụokwu.
A climax is a figure of speech.
kà
kà
Word | kà |
Definitions | Conjunction 1.a word that is used to join two nouns in a phrase or sentence; coordinating conjunction |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ka e si egbu ha bụ ka ha si abịa.
Ka e si egbu ha bụ ka ha si abịa.
As they were killed so they were coming.
Ngwa ngwa anyị pụrụ ka e jidere ha.
Ngwa ngwa anyị pụrụ ka e jidere ha.
The moment we left, they were caught.
Ozugbo anyị pụrụ ka ha batara.
Ozugbo anyị pụrụ ka ha batara.
Immediately we left they came in.
Ka nwoke ka nwaanyị sonyere na ngagharị iwe ahụ
Ka nwoke ka nwaanyị sonyere na ngagharị iwe ahụ
Both men and women joined the protest.