tágídé
tagide
Word | tagide |
Definitions | Active verb 1.clench; close or hold firmly, especially (with) the teeth or hand 2.pester; keep making request even though it might get annoying |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị ga-atagide ya.
Anyị ga-atagide ya.
We will pester him.
Àkpị tagidere nkịta ahụ n'ajị.
Àkpị tagidere nkịta ahụ n'ajị.
Tick clinched on the dog's fur.
Ọ na-atagide eze ya mgbe ọbụla iwe na-ewe ya.
Ọ na-atagide eze ya mgbe ọbụla iwe na-ewe ya.
She clenches her teeth whenever she is angry.
Ijere tagidere ya n'ahụ
Ijere tagidere ya n'ahụ
Soldier ants clinched to her body.
Onye tagidere gị?
Onye tagidere gị?
Who was on your neck?
Tagide eze gị iji belata ụfụ.
Tagide eze gị iji belata ụfụ.
Clench your teeth to reduce pain.