Nkọwa okwu logo
Beta

útù

utù

Wordutù
Definitions

Noun

1.penis

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Utu nkịta ahụ nwere ọnya.

Utu nkịta ahụ nwere ọnya.

That dog's penis has a wound.

ámų

amụ̀

Wordamụ̀
Definitions

Noun

1.penis; male sex organ

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ijide mmadụ aka n'amụ adịghị mma.

Ijide mmadụ aka n'amụ adịghị mma.

Holding a person on the penis is not good.

Ụmụnwoke na-esi n'amụ anyụ mamịrị.

Ụmụnwoke na-esi n'amụ anyụ mamịrị.

Men urinate through the penis.

Amụ ya dị nkọ.

Amụ ya dị nkọ.

His penis is sharp.

Etito toro ya n'amụ.

Etito toro ya n'amụ.

He has boil on his penis.

Kee amụ gị eriri.

Kee amụ gị eriri.

Tie your penis with a rope.

ǹtàǹtá

ǹtàǹta

Wordǹtàǹta
Definitions

Noun

1.(colloquial) stretchy and chewy edibles, especially meat and chewing gum

2.sensor name for penis, especially used for kids

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Wepụ aka na ntanta gị.

Wepụ aka na ntanta gị.

Remove your hand from your penis.

Ị ga-ata ntanta?

Ị ga-ata ntanta?

Would you eat meat?

òkpúámų

òkpuamụ̀

Wordòkpuamụ̀
Definitions

Noun

1.the head or cover of the penis; glans

Variationsòkpu amụ̀
Related Terms
Word Stems

Examples

Ọnya mere ya n'okpuamụ.

Ọnya mere ya n'okpuamụ.

He has a wound on the glans penis.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.