ńkwúpùtá
nkwupùta
Word | nkwupùta |
Definitions | Noun 1.confession; profession (of faith, etc.) 2.confession for the purpose of receiving the sacrament of penance |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ bụrụ na ịbịaghị nkwupụta, ị gaghị anata oriri nsọ.
Ọ bụrụ na ịbịaghị nkwupụta, ị gaghị anata oriri nsọ.
If you did not come for confession, you will not partake of the sacrament.
Ọtụtụ ndị mmadụ abịaghị nkwupụta taata.
Ọtụtụ ndị mmadụ abịaghị nkwupụta taata.
So many people did not come for confession today.
E ji m obi m niile mee nkwuputa nke taa.
E ji m obi m niile mee nkwuputa nke taa.
I confessed today with all my heart.
ǫpïpïá
ọ̀pịpịa
Word | ọ̀pịpịa |
Definitions | Noun 1.punishment on oneself in expression of repentance; penance |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọpịpịa o mere bụ ịgba arụkwaghị m.
Ọpịpịa o mere bụ ịgba arụkwaghị m.
The penance he did was to resign.