Nkọwa okwu logo
Beta

ákįrïkö

akị̀rịkọ

Wordakị̀rịkọ
Definitions

Noun

1.peeling or scraping of roasted yam; food burnt in cooking

2.dry yam plant (external stem which looks like rope and which when twined into a bundle resembles a sponge, sometimes used for hard scrubbing)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Akịrịkọ ji na-atọ ụtọ.

Akịrịkọ ji na-atọ ụtọ.

The bottom burnt part of yam is delicious.

Kedu ebe ị wụsara akịrịkọ ite ahụ.

Kedu ebe ị wụsara akịrịkọ ite ahụ.

Were did you pour the burnt food from that pot.

Iri akịrịkọ ite e ji si àgwà na-amasị m.

Iri akịrịkọ ite e ji si àgwà na-amasị m.

Eating the last burnt part of pot used to cook beans pleases me.

Wepụ akịrịkọ ji a.

Wepụ akịrịkọ ji a.

Peel the burnt back of this yam.

Onye kposara akịrịkọ ndị a?

Onye kposara akịrịkọ ndị a?

Who left these burnt food residue?

Enwere m akịrịkọ osikapa ahụ.

Enwere m akịrịkọ osikapa ahụ.

I have the burnt part of the rice.

Anaghị m eri akịrịkọ ite.

Anaghị m eri akịrịkọ ite.

I do not eat the last burnt part of food under the pot.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.