Beta

máámïrï

maāmị̄rị̄

Wordmaāmị̄rị̄
Definitions

Noun

1.urine; pee

Variationsmamịrị
Related Terms
Word Stems

Examples

Maamịrị bụ mmiri nke ahụ mmadụ achọghịzi.

Maamịrị bụ mmiri nke ahụ mmadụ achọghịzi.

Urine is water that is not wanted by the human body.

Ọ na-esi ka maamịrị ewu.

Ọ na-esi ka maamịrị ewu.

It smells like goat urine.

Maamịrị ya na-ahịa ahụ ịpụta.

Maamịrị ya na-ahịa ahụ ịpụta.

His urine is difficult to come out.

Okenye a na-anyụ maamịrị n'elu àkwà.

Okenye a na-anyụ maamịrị n'elu àkwà.

This adult urinates on the bed.

Onye nyụrụ maamịrị ebe a?

Onye nyụrụ maamịrị ebe a?

Who urinated here?

Maamịrị ya gosiri na ahụ adịghị ya mma.

Maamịrị ya gosiri na ahụ adịghị ya mma.

His urine shows that he is ill.

Ọ nyụrụ maamịrị n'akwà ya.

Ọ nyụrụ maamịrị n'akwà ya.

He peed on his cloths.