Nkọwa okwu logo
Beta

àhüékéré

àhụekere

Wordàhụekere
Definitions

Noun

1.groundnut; peanut

Related Term
Word Stem

Examples

Kedụ onye na-ere ahụekere a?

Kedụ onye na-ere ahụekere a?

Who sells this peanut?

Ahụekere e siri esi na-amasị m nke ukwu.

Ahụekere e siri esi na-amasị m nke ukwu.

I like cooked groundnut a lot.

Ahụekere ndụ na-eme m ụkwara.

Ahụekere ndụ na-eme m ụkwara.

Uncooked groundnut gives me cough.

E ji ahụekere eme ọkwoose.

E ji ahụekere eme ọkwoose.

Groundnut paste is made from groundnut.

Ahụekere a pere mpe.

Ahụekere a pere mpe.

This groundnut is small.

Gbachaara m ahụekere ahụ.

Gbachaara m ahụekere ahụ.

Peel that groundnut for me.

Ịta ahụekere na-amasị m.

Ịta ahụekere na-amasị m.

I like eating groundnut.

Ngọzị ghere ahụekere ụnyaa.

Ngọzị ghere ahụekere ụnyaa.

Ngozi fried groundnut yesterday.

Zụtara m ahụekere.

Zụtara m ahụekere.

Buy groundnut for me.

Ahụekere ka o ji mee nri ụtụtụ.

Ahụekere ka o ji mee nri ụtụtụ.

He ate groundnut as his breakfast.

Nne m kọrọ ahụekere.

Nne m kọrọ ahụekere.

My mother planted groundnut.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.