ùdó
ùdo
Word | ùdo |
Definitions | Noun 去 1.peace |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe anyị chọrọ bụ udo na ịdịnotu.
Ihe anyị chọrọ bụ udo na ịdịnotu.
What we want is peace and unity.
Onye mmehie enweghị udo.
Onye mmehie enweghị udo.
A sinner has no peace.
Ugbua, enweela m udo nke obi.
Ugbua, enweela m udo nke obi.
Now, I have peace of mind.
Achọrọ m udo.
Achọrọ m udo.
I need peace/ I want peace.
Udo m ka m nyere unu.
Udo m ka m nyere unu.
My peace I give to you.
Udo dị mma n'ezinụụlọ.
Udo dị mma n'ezinụụlọ.
Peace is good in the family.
Udo na aṅụrị ka mma n' elu ụwa a.
Udo na aṅụrị ka mma n' elu ụwa a.
Peace and joy is better in this world.
O kpere ekpere ka Chukwu weta udo n' obodo.
O kpere ekpere ka Chukwu weta udo n' obodo.
He prayed that God should bring peace upon the land.
Ọ na-ekpe ikpe udo.
Ọ na-ekpe ikpe udo.
He gives peaceful judgement.
Ùdóchúkwú
Ùdochūkwū
Word | Ùdochūkwū |
Definitions | Proper noun 1.God's peace, somebody's name |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Aha nwaanyị ahụ bụ Udochukwu.
Aha nwaanyị ahụ bụ Udochukwu.
That woman's name is Udochukwu.
Ahụ m chọrọ udochukwu.
Ahụ m chọrọ udochukwu.
My body needs God's peace.
Udochukwu dị n'ezinụlọ m ugbu a.
Udochukwu dị n'ezinụlọ m ugbu a.
The peace of God is in my family now.
Udochukwu karịrị nghọta niile.
Udochukwu karịrị nghọta niile.
The peace of God surpasses all understanding.
Eziomume na-ebute Udochukwu n'ime obi anyị.
Eziomume na-ebute Udochukwu n'ime obi anyị.
Righteousness brings the peace of God in our hearts.
Nyeere m Udochukwu akpa a.
Nyeere m Udochukwu akpa a.
Give Udochukwu this bag for me.
Ọ bụrụ na mmadụ enweghị udochukwu, ndụ ya enweghị isi.
Ọ bụrụ na mmadụ enweghị udochukwu, ndụ ya enweghị isi.
If you do not God's peace, your life is messed up.
Udochukwu mara mma.
Udochukwu mara mma.
Udochukwu is beautiful.
gbó ǫgų
gbo ọ̀gụ̀
Word | gbo ọ̀gụ̀ |
Definitions | Active verb 1.part (antagonists); arbitrate and make peace; settle the dispute; 2.antagonists; fighters; combatants |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anaghị m alụ ọgụ ebe a ga-egbo ọgụ anyị.
Anaghị m alụ ọgụ ebe a ga-egbo ọgụ anyị.
I do not fight where our fight will be separated.
Onye na-egbo ọgụ na-ata ahụhụ.
Onye na-egbo ọgụ na-ata ahụhụ.
He that separates fight suffers.
Nnaka gboro ọgụ ahụ.
Nnaka gboro ọgụ ahụ.
Nnaka stopped the fight.
O bụ nwanne ya gboro ọgụ ahụ.
O bụ nwanne ya gboro ọgụ ahụ.
It was his brother who stopped the fighting.
Gboo ọgụ ahụ tupu ha egbuo mmadụ.
Gboo ọgụ ahụ tupu ha egbuo mmadụ.
Separate that fight before they kill someone.
Ejere m igbo ọgụ, ha kụpuo m isi.
Ejere m igbo ọgụ, ha kụpuo m isi.
I went to separate fight and they broke my head.