Nkọwa okwu logo
Beta

gbá ákāáhïá

gba akaahịā

Wordgba akaahịā
Definitions

Medial verb

1.patronize; first to patronize; be patronized

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha agbaghị m akaahịa.

Ha agbaghị m akaahịa.

They did not patronize

Ada na-agba m akaahịa oge ọbụla ọ bịara ahịa.

Ada na-agba m akaahịa oge ọbụla ọ bịara ahịa.

Ada patronizes me whenever she comes to the market.

Achọghị m igba nwaanyị ahụ akaahịa.

Achọghị m igba nwaanyị ahụ akaahịa.

I don't want to patronize that woman.

Emeka ga-agba gị akaahịa ma ọ bịa.

Emeka ga-agba gị akaahịa ma ọ bịa.

Emeka will patronize you when he comes.

Abụ m onye mbụ gbara ya akaahịa.

Abụ m onye mbụ gbara ya akaahịa.

I was the first to patronize her.

Ọ gbara ya akaahịa.

Ọ gbara ya akaahịa.

He patronized her.

Biko gbaa m akaahịa.

Biko gbaa m akaahịa.

Please patronize me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.