Nkọwa okwu logo
Beta

nwáḿgbè

nwamgbè

Wordnwamgbè
Definitions

Noun

1.a child who has lost both parents; an orphan

Variationsnwa mgbè, nwa mgbenye
Related Term
Word Stem

Examples

Aga m enyere nwamgbe ahụ aka.

Aga m enyere nwamgbe ahụ aka.

I will help that orphan.

Dike bụ nwamgbe.

Dike bụ nwamgbe.

Dike is an orphan.

Nwamgbe ahụ abụrụla ọgaranya.

Nwamgbe ahụ abụrụla ọgaranya.

That orphan is now wealthy.

Nwamgbe ahụ mara ezigbo mma.

Nwamgbe ahụ mara ezigbo mma.

That orphan is very beautiful.

ńnéèjì

nneèjì

Wordnneèjì
Definitions

Noun

1.born of the same parents, especially mother; direct sibling;

2.term of endearment for relatives; dear (sibling)

Related Term
Word Stem

Examples

Obialọ bụ nneeji m.

Obialọ bụ nneeji m.

Obialor is my direct sibling.

Anyị bụ nneeji.

Anyị bụ nneeji.

We are siblings.

Biko, nneeji m, ewerela m iwe.

Biko, nneeji m, ewerela m iwe.

Please, my dear (sibling), don't be offended with me.

Mmadụ iri abụọ a, ha bụ nneeji?

Mmadụ iri abụọ a, ha bụ nneeji?

Are these twelve people of same parents?

Izu ka mma na nneeji.

Izu ka mma na nneeji.

Conspiracy is better among siblings.

Nneji ya nọ obodo oyibo.

Nneji ya nọ obodo oyibo.

Her sibling is abroad.

ümųńnē

ụmụ̀nnē

Wordụmụ̀nnē
Definitions

Noun

供温

1.siblings; people who have both or one parent in common

2.relatives

3.(slang) a word used to refer to people one holds dear (dearies); special loved ones

Variationsụmụ̀ nnē
Related Terms
Word Stems

Examples

Chika na ụmụnne ya na-agụ n'ụlaakwụkwọ anyị.

Chika na ụmụnne ya na-agụ n'ụlaakwụkwọ anyị.

Chika and her siblings go to our school

Ụmụnne ya na-enyere ya aka ma ọ chọ enyemaaka.

Ụmụnne ya na-enyere ya aka ma ọ chọ enyemaaka.

His siblings help him whenever he needs help.

Ụmụnne, ka anyị gaa golie.

Ụmụnne, ka anyị gaa golie.

Dearies, let us go and have fun.

Ụmụnne Obi abịaghị mmemme ahụ.

Ụmụnne Obi abịaghị mmemme ahụ.

Obi's siblings did not come for that event.

Ụmụnne ya toro ogologo.

Ụmụnne ya toro ogologo.

Her siblings are tall.

Ya na ụmụnne ya bi n'ụlọ ahụ.

Ya na ụmụnne ya bi n'ụlọ ahụ.

He and his siblings live in that house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.