ábádábáéféré
abadabaefere
Word | abadabaefere |
Definitions | Noun 1.pan; broad shallow metallic plate |
Variations | abadaba efere |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha ji abadabaefere ahụ kee nri.
Ha ji abadabaefere ahụ kee nri.
They used that pan to share food.
A chọrọ m ịzụ abadabaefere.
A chọrọ m ịzụ abadabaefere.
I want to buy a broad shallow metallic plate.
Ha kere abadabaefere na mmemme ha.
Ha kere abadabaefere na mmemme ha.
They shared pans at their event.
Onye nwe abadabaefere a?
Onye nwe abadabaefere a?
Who has this pan?
Saa abadabaefere a nke ọma.
Saa abadabaefere a nke ọma.
Wash this pan properly.
Nyem abadabaefere ahụ.
Nyem abadabaefere ahụ.
Give me that pan.