mé ńnwá
me nnwa
| Word | me nnwa |
| Definitions | Active verb 1.pamper; infantilize 2.act pampered or infantilized; act soft, especially physically, or shy |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Nwata a dịka onye ga-eme nnwa.
Nwata a dịka onye ga-eme nnwa.
This child looks like someone that will act softly.
Ada na-eme nnwa.
Ada na-eme nnwa.
Ada is acting soft.
Gịnị mere o ji eme nnwa otu a?
Gịnị mere o ji eme nnwa otu a?
Why is she acting softly like this?
Ụzọ na-eme nwunye ya nnwa.
Ụzọ na-eme nwunye ya nnwa.
Ụzọ pampers his wife.
pá
pa
| Word | pa |
| Definitions | Active verb 1.to pamper a person; to carry |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ụmụ ya na-apa ya apa.
Ụmụ ya na-apa ya apa.
Her children are pampering her.
Were aka gị para ihe ahụ.
Were aka gị para ihe ahụ.
Use your hand to carry that thing.
Ndị nne na-apa ụmụ ha apa.
Ndị nne na-apa ụmụ ha apa.
Mothers pamper their children.
Amaechi para nwunye apa mgbe ọ dị ndụ.
Amaechi para nwunye apa mgbe ọ dị ndụ.
Amaechi pampered his wife when she was alive.
Ịpa mmadụ apa na-adị mma oge ụfọdụ.
Ịpa mmadụ apa na-adị mma oge ụfọdụ.
To pamper a person is sometimes good.
A para ya apa mgbe ọ dị na nwata.
A para ya apa mgbe ọ dị na nwata.
She was pampered as a child.
Ugo chọrọ ka di ya paa ya apaa.
Ugo chọrọ ka di ya paa ya apaa.
Ugo wants her husband to pamper her.