kpükǫ
kpụkọ̀
Word | kpụkọ̀ |
Definitions | Active verb 1.pack closely such as to form a whole; clot; coagulate; congeal 2.stay close together forming one larger body; cluster |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị kpụkọrọ isi chepụta ya.
Anyị kpụkọrọ isi chepụta ya.
We clustered heads and thought it out.
Ọbara ahụ ga-akpụkọ ọsịịsọ.
Ọbara ahụ ga-akpụkọ ọsịịsọ.
That blood will clot quickly.
Ha kpụkọrọ ebe a na-alụ ọgụ.
Ha kpụkọrọ ebe a na-alụ ọgụ.
They clustered the fighting scene.
Mmanụ ahụ ga-akpụkọ.
Mmanụ ahụ ga-akpụkọ.
That oil will congeal.
Kpụkọọ ụkwụ gị.
Kpụkọọ ụkwụ gị.
Cluster your legs.