pà
pà
Word | pà |
Definitions | Active verb 1.carry; bear; take |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Para ite mmanya ahụ pụọ.
Para ite mmanya ahụ pụọ.
Take that pot of wine away.
pá
pa
Word | pa |
Definitions | Active verb 1.to pamper a person; to carry |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụmụ ya na-apa ya apa.
Ụmụ ya na-apa ya apa.
Her children are pampering her.
Were aka gị para ihe ahụ.
Were aka gị para ihe ahụ.
Use your hand to carry that thing.
Ndị nne na-apa ụmụ ha apa.
Ndị nne na-apa ụmụ ha apa.
Mothers pamper their children.
Amaechi para nwunye apa mgbe ọ dị ndụ.
Amaechi para nwunye apa mgbe ọ dị ndụ.
Amaechi pampered his wife when she was alive.
Ịpa mmadụ apa na-adị mma oge ụfọdụ.
Ịpa mmadụ apa na-adị mma oge ụfọdụ.
To pamper a person is sometimes good.
A para ya apa mgbe ọ dị na nwata.
A para ya apa mgbe ọ dị na nwata.
She was pampered as a child.
Ugo chọrọ ka di ya paa ya apaa.
Ugo chọrọ ka di ya paa ya apaa.
Ugo wants her husband to pamper her.
bùrú
bùru
Word | bùru |
Definitions | Active verb 1.carry |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
I nwere ike iburu mmanya a?
I nwere ike iburu mmanya a?
Can you carry this wine?
Kedu onye bụ ihe ahụ na-eburu ihe abụghị nke ya.
Kedu onye bụ ihe ahụ na-eburu ihe abụghị nke ya.
Who is that person that carries what does not belong to him.
Emeka buuru nri gị.
Emeka buuru nri gị.
Emeka carried your food.
Achọrọ m iburu mmiri a.
Achọrọ m iburu mmiri a.
I want to carry this water.
Emeka na-eburu nke ọcha ahụ mgbe m bịara.
Emeka na-eburu nke ọcha ahụ mgbe m bịara.
Emeka was carrying that white one when I came.
Ị na-eburu nke onye ọzọ.
Ị na-eburu nke onye ọzọ.
You are carrying another person's own.
Ha ga-eburu akpa gị.
Ha ga-eburu akpa gị.
They will carry your bag.