Nkọwa okwu logo
Beta

ózé

oze

Wordoze
Definitions

Noun

1.lead

Variationsòze
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị na-eche oze ahụ nche.

Anyị na-eche oze ahụ nche.

We guard the lead.

Oze na-agara ọnụ.

Oze na-agara ọnụ.

Lead is costly.

Oze na-adị n'ime ime ala.

Oze na-adị n'ime ime ala.

Lead is far inside the ground.

A hụrụ oze n'obodo anyị.

A hụrụ oze n'obodo anyị.

Lead was discovered in my town.

E ji oze arụ ihe dị iche iche.

E ji oze arụ ihe dị iche iche.

Lead is used in producing many things.

A na-egwute oze n'ala.

A na-egwute oze n'ala.

We get lead from the earth.

Ndị ohi gwuchara oze dị n'obodo anyị.

Ndị ohi gwuchara oze dị n'obodo anyị.

Thieves dug up all the lead in my town.

Oze dị na Jos.

Oze dị na Jos.

Oze dị na Jos.

O ji oze baa ogaranya.

O ji oze baa ogaranya.

He became rich from lead.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.