ǫzàrà
ọ̀zàrà
Word | ọ̀zàrà |
Definitions | Noun 親 1.wilderness; grassland; desert |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E nwere ebe ị ga-erute, sọọ̣sọ̣ obosara ọzara ka ị ga-ahụ.
E nwere ebe ị ga-erute, sọọ̣sọ̣ obosara ọzara ka ị ga-ahụ.
There is a place you will get to, you will only see a large wilderness.
E nwere ebe ị ga-erute, sọọ̣sọ̣ obosara ọzara ka ị ga-ahụ.
E nwere ebe ị ga-erute, sọọ̣sọ̣ obosara ọzara ka ị ga-ahụ.
There is a place you will get to, you will only see a large wilderness.
Mgbe anyị bịara, ebe a niile bụ ọzara.
Mgbe anyị bịara, ebe a niile bụ ọzara.
When we came, all of this place was a wilderness.
Ọzara ahụ buru ibu.
Ọzara ahụ buru ibu.
The wilderness is big.
Ha bi n'ọzara.
Ha bi n'ọzara.
They live in the wilderness.
Ụfọdụ anụmanụ nọ n'ọzara.
Ụfọdụ anụmanụ nọ n'ọzara.
Some animals are in the desert.
Anyị jere n'Ọzara Sahara.
Anyị jere n'Ọzara Sahara.
We went to the Sahara desert.