ònyìnyò
ònyìnyò
Word | ònyìnyò |
Definitions | Noun 産 1.shadow |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onyinyo m na-eso m n'akụkụ.
Onyinyo m na-eso m n'akụkụ.
My shadow walks beside me.
Onyinyo m nọzi m n'azụ maka anyanwu sizi n'ihu na-acha m.
Onyinyo m nọzi m n'azụ maka anyanwu sizi n'ihu na-acha m.
My shadow is now behind me because the sun is shining on me from the front.
Ahụrụ m onyinyo nwoke ahụ.
Ahụrụ m onyinyo nwoke ahụ.
I saw that man's shadow.
Onyinyo ya dị rịkọrịkọ.
Onyinyo ya dị rịkọrịkọ.
His shadow is bending.
Onyinyo Pita na-agwọ ọrịa.
Onyinyo Pita na-agwọ ọrịa.
Peter's shadow heals sickness.
Kedụ onye nwe onyinyo a?
Kedụ onye nwe onyinyo a?
Who has this shadow?
Onyinyo m so m aga.
Onyinyo m so m aga.
My shadow walks with me.
Ana m ahụ onyinyo ya.
Ana m ahụ onyinyo ya.
I can see his shadow.
Onyinyo Emeka toro ogologo.
Onyinyo Emeka toro ogologo.
Emeka's shadow is long.
Gosi m onyinyo m.
Gosi m onyinyo m.
Show me my shadow.