Nkọwa okwu logo
Beta

ǫghöḿ

ọ̀ghọm̄

Wordọ̀ghọm̄
Definitions

Noun

1.disadvantage; an unfavorable circumstance or condition that reduces the chances of success or effectiveness;

2.mishap; a condition or situation that causes problems;

3.loss; failure

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọghọm dị iche iche dị n'ịlụ ọtụtụ nwunye.

Ọghọm dị iche iche dị n'ịlụ ọtụtụ nwunye.

There are disadvantages in marrying many wives.

Anyị jiri abalị si Enugwu gaa Owere na-enweghị ọghọm ọbụla.

Anyị jiri abalị si Enugwu gaa Owere na-enweghị ọghọm ọbụla.

We went to Owerri from Enugu, at night, without any mishap.

Ihe ọbụla nwere uru nwere ọghọm

Ihe ọbụla nwere uru nwere ọghọm

Anything that has an advantage has a disadvantage

Gụpụta ọghọm dị iche iche.

Gụpụta ọghọm dị iche iche.

Read out different types of mishap.

Kedụ ọghọm dị n'ajọ ọchịchị ị maara?

Kedụ ọghọm dị n'ajọ ọchịchị ị maara?

What is the disadvantage of bad governance you know?

Ihe ọghọm karịrị ugbua.

Ihe ọghọm karịrị ugbua.

There are many mishaps now.

Inwe ọghọm adịghị mma.

Inwe ọghọm adịghị mma.

It is not good to have losses.

Enwere m ọghọm n'ahịa a.

Enwere m ọghọm n'ahịa a.

I had losses in this business.

Chineke, biko, wepụrụ m ọghọm.

Chineke, biko, wepụrụ m ọghọm.

God, please take away loss from me.

Ọbịbịa ya weteere m ọghọm.

Ọbịbịa ya weteere m ọghọm.

His coming brought losses to me.

Ọghọm karịrị n'oge a.

Ọghọm karịrị n'oge a.

There are many mishaps now.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.