Nkọwa okwu logo
Beta

égó

egō

Wordegō
Definitions

Noun

1.money; legal tender

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ego ahụ dị n'ime akpa.

Ego ahụ dị n'ime akpa.

That money is inside the bag.

Ejike nwere ego.

Ejike nwere ego.

Ejike is rich.

Ego anyị ji anaghị agwụ agwụ.

Ego anyị ji anaghị agwụ agwụ.

The money we have is inexhaustible.

Biko achọrọ m ibite ego n'aka gị.

Biko achọrọ m ibite ego n'aka gị.

Please I want to borrow some money from you.

Onye nwe ego a?

Onye nwe ego a?

Who has this money?

O ji ego kwuọ ụgwọ akwụkwọ.

O ji ego kwuọ ụgwọ akwụkwọ.

He paid his school fees with money.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.