jí ügwö
ji ụgwọ
Word | ji ụgwọ |
Definitions | Active verb 1.withhold salary, wages, etc. 2.owing debt, fee or item |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ikenna jiri ya ụgwọ a ọtụtụ mgbe.
Ikenna jiri ya ụgwọ a ọtụtụ mgbe.
Ikenna owed him this debt for a long time.
Iji ụgwọ na-ebute mfanye aka n'ụkwụ.
Iji ụgwọ na-ebute mfanye aka n'ụkwụ.
To owe salaries leads to industrial action.
Jie m ụgwọ ma m kwụsị ọrụ.
Jie m ụgwọ ma m kwụsị ọrụ.
Withhold my fees if I stop work.
Anyị ga-eji ya ụgwọ ma ọ bụrụ na ọ rụchaghị ọrụ ahụ.
Anyị ga-eji ya ụgwọ ma ọ bụrụ na ọ rụchaghị ọrụ ahụ.
We will owe him if he fails to complete that work.
Jizọs kwụrụ ụgwọ anyị ji n'obe.
Jizọs kwụrụ ụgwọ anyị ji n'obe.
Jesus paid our debt on the cross.
Emeka na-eji ụgwọ mgbe niile.
Emeka na-eji ụgwọ mgbe niile.
Emeka owes debt all the time.