Nkọwa okwu logo
Beta

ǫwà

ọ̀wà

Wordọ̀wà
Definitions

Noun

1.channel; passage

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Oke mmiri ahụ gara n'ọwa.

Oke mmiri ahụ gara n'ọwa.

The heavy rain passed through a channel.

önwá

ọnwa

Wordọnwa
Definitions

Noun

1.moon; month

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Aga m agba mbọ hụ nne m n'ọnwa a.

Aga m agba mbọ hụ nne m n'ọnwa a.

I will try and see my mother this month.

Ọnwa na-enye ihie n'abalị.

Ọnwa na-enye ihie n'abalị.

The moon gives light at night.

Ọnwa a ga-eme ya nke atọ ọ bịara be m.

Ọnwa a ga-eme ya nke atọ ọ bịara be m.

This month will make it the third time he came to my house.

Ọnwa juru eju taa.

Ọnwa juru eju taa.

The moon is full today.

Ọnwa ọhụrụ a ga-ewetara anyị ihe ọma.

Ọnwa ọhụrụ a ga-ewetara anyị ihe ọma.

This new month will bring good things to us.

Nwa ahụ ji ọnwa atọ tọọ nwa Chike.

Nwa ahụ ji ọnwa atọ tọọ nwa Chike.

That child is three months older than Chike's child.

üzǫ

ụzọ̀

Wordụzọ̀
Definitions

Noun

1.way; road; path

2.door way; door

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ụgbaala a nọchiri ụzọ.

Ụgbaala a nọchiri ụzọ.

This car is blocked the road.

Anyị kụrụ aka n'ụzọ ahụ.

Anyị kụrụ aka n'ụzọ ahụ.

We knocked at that door.

Mmiri dọ n'ụzọ ahụ.

Mmiri dọ n'ụzọ ahụ.

That road is waterlogged.

Ụzọ ahụ adịghị mma.

Ụzọ ahụ adịghị mma.

That road is not good.

Ụzọ ahụ gbara ọchịchịrị.

Ụzọ ahụ gbara ọchịchịrị.

That road is dark.

E nwere ọtụtụ ụzọ e si aga be ya.

E nwere ọtụtụ ụzọ e si aga be ya.

There are many routes to his house.

Olee ụzọ ha mebiri?

Olee ụzọ ha mebiri?

Which door did they spoil?

ǹké á

ǹke ā

Wordǹke ā
Definitions

Noun

1.this (one)

Variationsǹkaà
Related Term
Word Stem

Examples

Nwa nke a amaghị ihe.

Nwa nke a amaghị ihe.

This child is not wise.

Akwa nke a iyi adịghi ọcha.

Akwa nke a iyi adịghi ọcha.

This cloth you are wearing is not clean.

Ụlọ m bụ nke a.

Ụlọ m bụ nke a.

My house is this.

Ọ bụ nke a bụ nke gị?

Ọ bụ nke a bụ nke gị?

Is this one yours?

Nke a ka o ji bịa.

Nke a ka o ji bịa.

He came with this one.

Ọ nọ n'agbata nke a na nke a.

Ọ nọ n'agbata nke a na nke a.

Its between this one and this one.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.