ńlékötá
nlekọta
Word | nlekọta |
Definitions | Noun 1.supervision; overseeing |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O meghị nlekọta ogige ahụ nkeọma.
O meghị nlekọta ogige ahụ nkeọma.
He did not do the supervision of that compound well.
Nlekọta ụlọ ahụ adịghị mfe.
Nlekọta ụlọ ahụ adịghị mfe.
Supervision of that house is not easy.
Nlekọta ụmụaka ahụ dị oke mkpa.
Nlekọta ụmụaka ahụ dị oke mkpa.
Supervision of those children is very important.
Onye nlekọta m abịaghị taa.
Onye nlekọta m abịaghị taa.
My supervisor did not come today.