fégá
fega
Word | fega |
Definitions | Active verb 1.fly over to |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụgbọelu anyị fegara Ghana tupu anyị ejebe London.
Ụgbọelu anyị fegara Ghana tupu anyị ejebe London.
Our plane flew over to Ghana before we left for London.
Ọ chọrọ ifega n'osisi.
Ọ chọrọ ifega n'osisi.
It wants to fly over to the tree.
Nnụnụ ahụ na-efega n'elu osisi oroma.
Nnụnụ ahụ na-efega n'elu osisi oroma.
The bird is flying over to the orange tree.
Ọ na-efeje Ekoo mgbe ọbụla ahịa ya gwụrụ n'ike.
Ọ na-efeje Ekoo mgbe ọbụla ahịa ya gwụrụ n'ike.
He flies to Lagos whenever suddenly runs out of goods.
Ọ ga-efega na be nne ya ugbua.
Ọ ga-efega na be nne ya ugbua.
He will fly over to his mothers house now.
Ịfeje Aba n'ụgbeelu na-amasị m.
Ịfeje Aba n'ụgbeelu na-amasị m.
Flying to Aba by airplane interests me.
fébàtá
febàta
Word | febàta |
Definitions | Active verb 1.fly over into |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
I ghewe ụzọ oghe, anwụnta ga febata
I ghewe ụzọ oghe, anwụnta ga febata
If you live the door open, mosquito will fly in
gwúfè
gwufè
Word | gwufè |
Definitions | Active verb 承轄 1.dig over, beyond; dig across |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mgbe m ga-egwufe ya na-abịa.
Mgbe m ga-egwufe ya na-abịa.
When I will dig across it will come.
Onye gwufee ala ya, na-achọ gọọmenti okwu.
Onye gwufee ala ya, na-achọ gọọmenti okwu.
Anyone who digs beyond his land is looking for government's troubles.
Onye ọ bụla ga-egwu ebe a ga-egwufe ya.
Onye ọ bụla ga-egwu ebe a ga-egwufe ya.
Anybody who will dig here will dig across it.
Idika sị na m gwufere okè anyi.
Idika sị na m gwufere okè anyi.
Idika said I dug beyond our boundary.
Igwufe oke ala mmadụ na-ebute nnukwu nsogbu.
Igwufe oke ala mmadụ na-ebute nnukwu nsogbu.
To dig beyond one's land brings a lot of problems.
wüfè
wụfè
Word | wụfè |
Definitions | Active verb 1.jump over |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Emeka ga-awụfe oche a ma ọ bata ebe a.
Emeka ga-awụfe oche a ma ọ bata ebe a.
Emeka will jump over this chair when he comes in here.
Biko, wụfee ka anyị pụọ.
Biko, wụfee ka anyị pụọ.
Please jump over let's go.
Onye na-awụfe elu akwa?
Onye na-awụfe elu akwa?
Who is jumping over the bed.
Lee ya, ọ na-awụfe ya ugbu a.
Lee ya, ọ na-awụfe ya ugbu a.
Look at him, He is jumping over it now.
Ọ na-awụfe ihe ọbụla nọchiri ya ụzọ.
Ọ na-awụfe ihe ọbụla nọchiri ya ụzọ.
He jumps over any thing that blocks his way.
Obiọra wụfere aja ahụ.
Obiọra wụfere aja ahụ.
Obiora jumped the fence.
Uju wụfere elu akwa.
Uju wụfere elu akwa.
Uju jumped over the bed.
Achọghị m ịwụfe tebulu.
Achọghị m ịwụfe tebulu.
I don't want to jump over the table.
Gbalịa, wụfee ya.
Gbalịa, wụfee ya.
Try and jump over it.
Adaakụ na-awụfe eriri a oge niile.
Adaakụ na-awụfe eriri a oge niile.
Adaakụ jumps across this rope every time.
Anyị wụfere osisi ahụ dachiri ụzọ.
Anyị wụfere osisi ahụ dachiri ụzọ.
We jumped across that tree that fell on the road.
Onye chọrọ ịwụfe ya?
Onye chọrọ ịwụfe ya?
Who wants to jump over it.
O kweghị ndị mmadụ awụfe.
O kweghị ndị mmadụ awụfe.
It is difficult for people to jump.
Wụfee obere mmiri a.
Wụfee obere mmiri a.
Jump over this small water.
Ị ga-enwe ike ịwụfe olulu a?
Ị ga-enwe ike ịwụfe olulu a?
Can you jump across this pit?
Kedụ nke nnwa m ga-awụfe?
Kedụ nke nnwa m ga-awụfe?
Which one is my child going to jump across.
nyéfè
nyefè
Word | nyefè |
Definitions | Active verb 1.hand over; 2.give to excess |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O nyefere ya ọchịchị.
O nyefere ya ọchịchị.
He handed over power to him.
Chike ga-enyefe ya ego ahụ.
Chike ga-enyefe ya ego ahụ.
Chike will give him that money in excess.
Onye ka anyị ga-enyefe ikike?
Onye ka anyị ga-enyefe ikike?
Who are we going to hand over authority?
Anyị hụrụ ka ana-enyefe ya ọchịchị obodo anyị.
Anyị hụrụ ka ana-enyefe ya ọchịchị obodo anyị.
We saw when the government of our country was handed over to him.
Nyefee ya ikike ka o nwe ike rụọ ọrụ a nke ọma.
Nyefee ya ikike ka o nwe ike rụọ ọrụ a nke ọma.
Hand over authority to him so that he can do this work properly.
Ọ na-enyefe ndị mmadụ ego.
Ọ na-enyefe ndị mmadụ ego.
He gives people money in excess.
O nyefere m ego.
O nyefere m ego.
He gave me money in excess.
Ada chọ inyefe ya ọkwa ya.
Ada chọ inyefe ya ọkwa ya.
Ada wants to handover her position to him.
dáfè
dāfè
Word | dāfè |
Definitions | Active verb 1.fall over something |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ube Ebuka na-aghọ dafere aja.
Ube Ebuka na-aghọ dafere aja.
The pear Ebuka was plucking fell over the wall.
ñé ükwü
ṅe ụkwụ
Word | ṅe ụkwụ |
Definitions | Noun 1.step over someone or something |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O ṅere nri m ụkwụ.
O ṅere nri m ụkwụ.
She stepped over my food.
hànyé
hànye
Word | hànye |
Definitions | Active verb 1.hand over; lower [a coffin into the grave]; 2.leave; live in somebody's custody |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
A hanyere Kraịst n'aka ndị iro ya.
A hanyere Kraịst n'aka ndị iro ya.
Christ was delivered to his enemies.
Chineke, ewerela m ndụ m hanye n'aka gị.
Chineke, ewerela m ndụ m hanye n'aka gị.
God, I put my life in your custody.
A hanyere Obi anụ ahụ n'aka.
A hanyere Obi anụ ahụ n'aka.
The meat was put in Obi's custody.
búfè
bufè
Word | bufè |
Definitions | Active verb 1.carry over 2.to transmit diseases |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Onye ga-ebufe akpa gị n'ofe nke ọzọ.
Onye ga-ebufe akpa gị n'ofe nke ọzọ.
Who is going to carry your bag across the other side.
Ọ bụ enyi m bufere m akwammiri a.
Ọ bụ enyi m bufere m akwammiri a.
It was my friend that carried me across this bridge.
Ọ bụ ya na-ebufe ndị mmadụ.
Ọ bụ ya na-ebufe ndị mmadụ.
He is the one that carries people across.
Bufee ya n'ogbe nke ọzọ.
Bufee ya n'ogbe nke ọzọ.
Carry it across the other street.
Ọkwọ ụgbaala chọrọ ibufe m ụlọ m.
Ọkwọ ụgbaala chọrọ ibufe m ụlọ m.
The driver wants to carry me past my house.
Onye bufere gị n'akwammiri a?
Onye bufere gị n'akwammiri a?
Who carried you across this bridge?
Ọ ga-ebufe ha echi.
Ọ ga-ebufe ha echi.
He will carry them over tomorrow.
Ụgbọmmiri ahụ bufere anyị ibere nke ọzọ.
Ụgbọmmiri ahụ bufere anyị ibere nke ọzọ.
That boat carried us across the other side.
Ibufe akpa a na mgbidi adịghị mfe.
Ibufe akpa a na mgbidi adịghị mfe.
It is not easy to carry this bag across the fence.
Bufee ya n'ụzọ.
Bufee ya n'ụzọ.
Carry it across the road.
gbéfè
gbefè
Word | gbefè |
Definitions | Active verb 1.crawl over, past |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ezinne amụtala igbefe obere mgbidi a.
Ezinne amụtala igbefe obere mgbidi a.
Ezinne has learnt how to crawl over this small wall.
O gbefeghị ebe a.
O gbefeghị ebe a.
She did not crawl past here.
Bịa lee ka anụmanụ a si gbefee.
Bịa lee ka anụmanụ a si gbefee.
Come and see how this animal crawled past.
Gbefere ugbua nne gị abịabeghị.
Gbefere ugbua nne gị abịabeghị.
Crawl now your mother hasn't arrived.
Nwam gbafere ugbua.
Nwam gbafere ugbua.
My child crawled past now.
Ị chọrọ igbefe ebe a?
Ị chọrọ igbefe ebe a?
Do you want to crawl past here?
̣Ụjọ igbefe ebe a na-atụ ya.
̣Ụjọ igbefe ebe a na-atụ ya.
She is afraid to crawl past here.
M ga-esi n'akụkụ be gị gbefee.
M ga-esi n'akụkụ be gị gbefee.
I will crawl across from your house.
Ọ ga-egbefe obere oge.
Ọ ga-egbefe obere oge.
He will crawl past in a short while.
A sị na Mbe na-egbefe n'ụzọ a mgbe gboo.
A sị na Mbe na-egbefe n'ụzọ a mgbe gboo.
It is said that the tortoise passes this way in the olden times.