Nkọwa okwu logo
Beta

ìgwùrù

ìgwùrù

Wordìgwùrù
Definitions

Quantifier

1.large number of people or things

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahụrụ m ka igwuru mmadụ gbakọrọ n'ụlọụka.

Ahụrụ m ka igwuru mmadụ gbakọrọ n'ụlọụka.

I saw how large number of people gathered in the church.

Igwuru mmadụ pụtara ishi ushi.

Igwuru mmadụ pụtara ishi ushi.

A large number of people came out to protest.

O kpokọtara igwuru.

O kpokọtara igwuru.

He gathered crowd.

O nyere igwuru mmadụ ego.

O nyere igwuru mmadụ ego.

He gave large number of people money.

Olee ihe igwuru a na-eme ebe a?

Olee ihe igwuru a na-eme ebe a?

What is this crowd doing here?

Nnanna achọghị igwuru mmadụ na mmemme agbamakwụkwọ ya.

Nnanna achọghị igwuru mmadụ na mmemme agbamakwụkwọ ya.

Nnanna does not want large number of people in his wedding ceremony.

Igwuru ahụ buru ibu.

Igwuru ahụ buru ibu.

The crowd is much.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.