Nkọwa okwu logo
Beta

áwárázá

awaraza

Wordawaraza
Definitions

Nominal Modifier

1.the characteristic of being free, playful, and ready to participate in public; outgoing; extroverted; sociable

Related Terms
Word Stems

Examples

Ada ya dị awaraza.

Ada ya dị awaraza.

Her first daughter is sociable.

Ịdị awaraza apụtaghị na ọ bụ ezigbo mmadụ.

Ịdị awaraza apụtaghị na ọ bụ ezigbo mmadụ.

Being extroverted does not mean that he is a good person.

Mmadụ ịdị awaraza na-aba uru oge ụfọdụ.

Mmadụ ịdị awaraza na-aba uru oge ụfọdụ.

Being extroverted is important sometimes.

Ihe ya na-amasị m maka na ọ dị awaraza.

Ihe ya na-amasị m maka na ọ dị awaraza.

I like her because she is extroverted.

Ọ bụ awaraza ọ dị rapụtara ya.

Ọ bụ awaraza ọ dị rapụtara ya.

It was his extrovertedness that implicated him.

Ndị dị awaraza na-abụ ezigbo ndị ọkaikpe.

Ndị dị awaraza na-abụ ezigbo ndị ọkaikpe.

Extroverted persons make good lawyers.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.