Nkọwa okwu logo
Beta

jìkè

jìkè

Wordjìkè
Definitions

Active verb

1.wear an outfit; dress up; dress

Related Terms
Word Stems

Examples

Aga m ejike ọsịịsọ.

Aga m ejike ọsịịsọ.

I will dress up quickly.

Ha na-ejike ịga ụka.

Ha na-ejike ịga ụka.

They are dressing up to go to church.

Ọ na-ejike dịka nwaanyị.

Ọ na-ejike dịka nwaanyị.

He dresses like a woman.

Jikee ya dịka onye Igbo.

Jikee ya dịka onye Igbo.

Dress him up like an Igbo person.

O jikere ọsịịsọ.

O jikere ọsịịsọ.

She dressed up quickly.

Ha niile ga-ejike dịka ndị Igbo.

Ha niile ga-ejike dịka ndị Igbo.

They will all dress up like the Igbos.

yì

Wordyì
Definitions

Active verb

1.put on a wear or outfit; wear

Related Terms
Word Stems

Examples

A chọrọ m iyi akwa ọhụrụ wee jee emume ahụ.

A chọrọ m iyi akwa ọhụrụ wee jee emume ahụ.

I want to wear new clothes to the ceremony.

Yiri akwa masịrị gị bịa.

Yiri akwa masịrị gị bịa.

Wear any cloth that suits you and come.

M ga-eyi uwe ọcha taa.

M ga-eyi uwe ọcha taa.

I will wear white cloths today.

Ụdị akwa ọ na-eyi adịghị n'ahịa.

Ụdị akwa ọ na-eyi adịghị n'ahịa.

His type of clothe is not in the market.

Ọ chọghị iyi uwe ahụ.

Ọ chọghị iyi uwe ahụ.

He doesn't want to wear that clothe.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.