ílú
ilu
Word | ilu |
Definitions | Noun 款 1.bitterness (of taste); 2.gall bladder |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
I gbuo ọkụkọ ahụ, wepụ ilu ya.
I gbuo ọkụkọ ahụ, wepụ ilu ya.
If you kill that fowl, remove the gall bladder.
Achọghị m ihe ọbụla ga-elu m ilu ugbu a.
Achọghị m ihe ọbụla ga-elu m ilu ugbu a.
I do not want anything that will taste bitter to me now.
Nke ahụ na-elu ilu.
Nke ahụ na-elu ilu.
That one is bitter.
Sachaa onugbu a nke oma, ọ na-elu oke ilu.
Sachaa onugbu a nke oma, ọ na-elu oke ilu.
Wash this bitterleaf properly, it is too bitter.
Ọgwụ ahụ mere ka ọnụ m na-elu ilu.
Ọgwụ ahụ mere ka ọnụ m na-elu ilu.
That drug made my mouth to be bitter.
Onugbu na-elu ilu.
Onugbu na-elu ilu.
Bitterleaf is bitter.
Ilu ya pụtara nke ọma.
Ilu ya pụtara nke ọma.
Its bitterness is prominent.
Ọ naghị elu ilu.
Ọ naghị elu ilu.
It is not bitter.