ötų
ọtụ̀
Word | ọtụ̀ |
Definitions | Noun 1.vulva; vagina; pubic area |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọtụ bụ akụkụ ahụ nwaanyị.
Ọtụ bụ akụkụ ahụ nwaanyị.
The vulva is a part of a woman's body.
Ọ kọrọ ọkọ n'ọtụ ya.
Ọ kọrọ ọkọ n'ọtụ ya.
She scratched her vagina.
Ọ naghị asa ọtụ ya asa nke ọma.
Ọ naghị asa ọtụ ya asa nke ọma.
She doesn't wash her vagina well.
Nsọ na-esi n'ọtụ apụta.
Nsọ na-esi n'ọtụ apụta.
Menstruation flows from the vagina.
Nwa na-apụta n' ọtụ.
Nwa na-apụta n' ọtụ.
Baby comes from the vagina.
Ọ kọrọ ọkọ n'ọtụ ya.
Ọ kọrọ ọkọ n'ọtụ ya.
She scratched her vagina.
Ọ gbara ajị n' ọtụ.
Ọ gbara ajị n' ọtụ.
She has hairs on her vulva.
Ọ na-ete ude n' ọtụ.
Ọ na-ete ude n' ọtụ.
She rubs cream on her vulva
Ọ naghị asa ọtụ ya asa nke ọma.
Ọ naghị asa ọtụ ya asa nke ọma.
She doesn't wash her vagina well.
Nsọ na-esi n'ọtụ apụta.
Nsọ na-esi n'ọtụ apụta.
Menstruation flows from the vagina.
ámų
amụ̀
Word | amụ̀ |
Definitions | Noun 染 1.penis; male sex organ |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ijide mmadụ aka n'amụ adịghị mma.
Ijide mmadụ aka n'amụ adịghị mma.
Holding a person on the penis is not good.
Ụmụnwoke na-esi n'amụ anyụ mamịrị.
Ụmụnwoke na-esi n'amụ anyụ mamịrị.
Men urinate through the penis.
Amụ ya dị nkọ.
Amụ ya dị nkọ.
His penis is sharp.
Etito toro ya n'amụ.
Etito toro ya n'amụ.
He has boil on his penis.
Kee amụ gị eriri.
Kee amụ gị eriri.
Tie your penis with a rope.
íkè
ikè
Word | ikè |
Definitions | Noun 呉 1.bottom; buttocks; bum; butt; gluteal region |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A ga-adụ gị ya bụ ndụdụ n'ike.
A ga-adụ gị ya bụ ndụdụ n'ike.
You will be given the injection on the buttocks.
Akwa ya dọwara n'ike.
Akwa ya dọwara n'ike.
His cloth is torn on the buttocks.
Ọkọ ghara ya n'ike.
Ọkọ ghara ya n'ike.
She has rashes on her buttocks.
Apịara ya ụtarị n'ike.
Apịara ya ụtarị n'ike.
He was flogged on the butt.
Anyị na-eji ike anọdụ ọdụ.
Anyị na-eji ike anọdụ ọdụ.
We use the buttocks to sit.
Ike so n'otu akụkụ ahụ e nwere.
Ike so n'otu akụkụ ahụ e nwere.
Buttock is one of the parts of the body.
Ike ya gbara abụ.
Ike ya gbara abụ.
He has abscess on the butt.
O tere ọgwụ ahụ n'ike.
O tere ọgwụ ahụ n'ike.
She applied medication on the butt.
íkpù
ikpù
Word | ikpù |
Definitions | Noun 胆扇 1.hairy part in front of female genitals; vulva |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-efe ikpu ya ikuku.
Ọ na-efe ikpu ya ikuku.
She is fanning her front genitals.
Ikpu ya dị ajị ajị.
Ikpu ya dị ajị ajị.
Her vulva is hairy
Debe ikpu gị ọcha.
Debe ikpu gị ọcha.
Keep your vulva clean.
Otuto toro ya n'ikpu.
Otuto toro ya n'ikpu.
She has a boil on her genitals.
Gịnị mere i ji ghewere ya ikpu oghe?
Gịnị mere i ji ghewere ya ikpu oghe?
Why did you open your legs for him?
Ikpu ya buru ibu.
Ikpu ya buru ibu.
Her vulva is big.
Ezeobi chọrọ ikpu ya.
Ezeobi chọrọ ikpu ya.
Ezeobi wants to have sex with her/ Ezeobi wants to sleep with her.