Nkọwa okwu logo
Beta

ótùbò

otùbò

Wordotùbò
Definitions

Noun

1.navel; umbilicus; belly button

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nneka nwere nnukwu otubo.

Nneka nwere nnukwu otubo.

Nneka has big navel.

Efeelu o yi emechighị otubo ya.

Efeelu o yi emechighị otubo ya.

The blouse she was wearing did not cover her navel.

Gosi m ebe otubo dị n'ahụ gị.

Gosi m ebe otubo dị n'ahụ gị.

Show me navel on your body.

Otubo ya bara ime.

Otubo ya bara ime.

Her navel is inward.

Otubo bụ ebe e si chapụ alọ n'ahụ nnwa.

Otubo bụ ebe e si chapụ alọ n'ahụ nnwa.

The navel is where the umbilical chord was cut off from a child.

Ọ na-akọkarị ọkọ n'otubo ya.

Ọ na-akọkarị ọkọ n'otubo ya.

He usually scratches his navel.

Otubo ya buru ibu.

Otubo ya buru ibu.

His bellybutton is big.

ákpųótùbò

akpụ̀otùbò

Wordakpụ̀otùbò
Definitions

Noun

升㨤

1.bellybutton; navel

Related Term
Word Stem

Examples

Akpụotubo bụ ebe e si wepụ alọ.

Akpụotubo bụ ebe e si wepụ alọ.

The navel is where the umbilical chord was removed from.

Nneka nwere nnukwu akpụotubo.

Nneka nwere nnukwu akpụotubo.

Nneka has big navel.

Akpụotubo ya na-egbu ya mgbu.

Akpụotubo ya na-egbu ya mgbu.

His navel is paining him.

E ji akpụotubo amata nwaanyị dị ime.

E ji akpụotubo amata nwaanyị dị ime.

A pregnant woman could be identified by her navel.

Akpụotubo ya lakpuru n'ime.

Akpụotubo ya lakpuru n'ime.

Her navel entered inside.

Efe elu o yi emechighị akpụotubo ya.

Efe elu o yi emechighị akpụotubo ya.

The blouse she is wearing did not cover her bellybutton.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.