ǫtö
ọ̀tọ
Word | ọ̀tọ |
Definitions | Noun 寋斥 1.nakedness; nudity; naked body; bareness |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Onye ara ahụ gba ọtọ.
Onye ara ahụ gba ọtọ.
That mad man is naked.
Ọtọ ka m gba bịa ụwa, ọtọ ka m ga-agba laa.
Ọtọ ka m gba bịa ụwa, ọtọ ka m ga-agba laa.
Naked I came to this world, naked I will return.
ötö
ọtọ
Word | ọtọ |
Definitions | Noun 1.stand; a position whereby a person or object has its base on the ground and top in the air or in a height 2.straight; the appearance of not being bent |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọtọ anyị kwụrụ n'ụbọchị ahụ gburu m ọkpa mgbu.
Ọtọ anyị kwụrụ n'ụbọchị ahụ gburu m ọkpa mgbu.
The standing mode we stood that day ached my legs.
Okwu ya kwụ ọtọ.
Okwu ya kwụ ọtọ.
His case is straight forward.
Ụkwụ ya kwụ ọtọ.
Ụkwụ ya kwụ ọtọ.
Her leg is straight.
Ọ gwara anyị kwụrụ ọtọ.
Ọ gwara anyị kwụrụ ọtọ.
He told us to stand up.
Ndị kwụ ọtọ karịrị akarị.
Ndị kwụ ọtọ karịrị akarị.
Many people are standing.
ètù
ètù
Word | ètù |
Definitions | Adverb 虐 1.the likeness of an action or being; manner; how; the way; |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Enwere etu onyenkụzi m siri kụzie ya.
Enwere etu onyenkụzi m siri kụzie ya.
There is a way my teacher taught it.
Biko, nye m nke dị etu a.
Biko, nye m nke dị etu a.
Please, give me the one that is like this.
Achọghị m nke dị etu ahụ.
Achọghị m nke dị etu ahụ.
I don't want the one that is like that.
Enwere etu nke ya dị.
Enwere etu nke ya dị.
His own is in some way.
Etu esi kwa akwa ahụ mara mma.
Etu esi kwa akwa ahụ mara mma.
The way that cloth was sewn is fine.
Kedụ etu i si mee ihe a?
Kedụ etu i si mee ihe a?
How did you do this thing?
Ọ bụ etu ahụ ka ha si eme?
Ọ bụ etu ahụ ka ha si eme?
Is that how they do?