ṃgbá
m̀gba
Word | m̀gba |
Definitions | Noun 苦 1.wrestle; wrestling competition |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mgba ndị Igbo adịchaghị ka nke ndị Amerịka.
Mgba ndị Igbo adịchaghị ka nke ndị Amerịka.
Igbo wrestling is not exactly like that of Americans.
Taata bụ ụbọchị anyị nwere mgba.
Taata bụ ụbọchị anyị nwere mgba.
Today is our wrestling competition.
Kedu onye ha na ya na-agba mgba?
Kedu onye ha na ya na-agba mgba?
Who is he wrestling with?
Mgba na-enye ndị na-ekiri ya obi ụtọ.
Mgba na-enye ndị na-ekiri ya obi ụtọ.
Wrestling gives joy to the spectators.
Ha na-ekiri mgba.
Ha na-ekiri mgba.
They are watching wrestling match.
ǫgų
ọ̀gụ̀
Word | ọ̀gụ̀ |
Definitions | Noun 召 1.fight |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha na-alụ ọgụ maka ego.
Ha na-alụ ọgụ maka ego.
They are fighting because of money.
Ọ na-alụ oke ọgụ.
Ọ na-alụ oke ọgụ.
He fights too much.
Ịlụ ọgụ adịghị mma.
Ịlụ ọgụ adịghị mma.
Fighting is not good.
O merụrụ ahụ ebe ọ na-alụ ọgụ.
O merụrụ ahụ ebe ọ na-alụ ọgụ.
He got wounded while he was fighting.
Kwụsi ịlụ ọgụ.
Kwụsi ịlụ ọgụ.
Stop fighting.
Ọ bụghị ọgụ ka e ji enweta ihe niile.
Ọ bụghị ọgụ ka e ji enweta ihe niile.
Fight is not used to achieve everything.
Ha na-alu ọgụ.
Ha na-alu ọgụ.
They are fighting.
ùfóró
ùforo
Word | ùforo |
Definitions | Noun 1.gap (teeth) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ijemma nwere uforo eze.
Ijemma nwere uforo eze.
Ijemma has gap teeth.
Ha na-enwe uforo eze n'ụlọ ha.
Ha na-enwe uforo eze n'ụlọ ha.
They have gap teeth in their house.
O nwere uforo eze n'elu ma nwekwaa n'ala.
O nwere uforo eze n'elu ma nwekwaa n'ala.
He has gap in the upper and lower teeth.
Uforo eze ya na-egosi ma ọ chia ọchị.
Uforo eze ya na-egosi ma ọ chia ọchị.
His gap teeth shows when he laughs.
Adanna nwere uforo n'eze ala ya.
Adanna nwere uforo n'eze ala ya.
Adanna has a gap in her lower teeth.
Nwata a ga-enwe uforo eze.
Nwata a ga-enwe uforo eze.
This child will have gap teeth.
Uko akwụkwọ ahụ enweghị uforo.
Uko akwụkwọ ahụ enweghị uforo.
The bookshelf has no space.
Ada enweghị uforo eze.
Ada enweghị uforo eze.
Ada does not have gap teeth.
Enwere m uforo eze.
Enwere m uforo eze.
I have gap teeth.