íwé
iwe
Word | iwe |
Definitions | Noun 顔 1.anger; annoyance; irritation; vexation |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ bụ iwe mere o ji ba ha ọgụ.
Ọ bụ iwe mere o ji ba ha ọgụ.
Anger made him fight them.
Oke iwe na-ebute ọbara mgbali elu.
Oke iwe na-ebute ọbara mgbali elu.
Excessive anger causes high blood pressure.
Nwoke ahụ kpasuru m iwe taa.
Nwoke ahụ kpasuru m iwe taa.
That man annoyed me today.
Iwe were m mgbe m hụrụ ya.
Iwe were m mgbe m hụrụ ya.
I was angry when I saw him/her.
Biko, ewekwala iwe.
Biko, ewekwala iwe.
Please, do not be angry.
Oke iwe adịghị mma.
Oke iwe adịghị mma.
Too much anger is not good.
Iwe na-ewe m.
Iwe na-ewe m.
I am angry.
Onye kpasuru gị iwe?
Onye kpasuru gị iwe?
Who made you angry?