òsú
òsu
Word | òsu |
Definitions | Noun 嬢 1.outcast; person dedicated as slave to service of a deity |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Gọọmentị Naịjiria emebiela osu.
Gọọmentị Naịjiria emebiela osu.
The Nigerian government has abolished the osu caste system
Ị maara etu akụkọ osu siri bido?
Ị maara etu akụkọ osu siri bido?
Do you know how the history of outcast began?
Ndị osu na ndị obodo anaghị emeko ihe.
Ndị osu na ndị obodo anaghị emeko ihe.
The villagers and osu people do not share anything in common.
Ndị obodo anyị anaghị alụ osu.
Ndị obodo anyị anaghị alụ osu.
Our people don't marry outcast.
Amaghị m ma nwa ahụ ọ bụ osu.
Amaghị m ma nwa ahụ ọ bụ osu.
I do not know if that child is a slave.
Dibịa obodo anyị were ya dị ka osu.
Dibịa obodo anyị were ya dị ka osu.
Our community herbalist took him as a slave.
ösų
ọsụ̀
Word | ọsụ̀ |
Definitions | Noun 1.squeaky sound made by sucking in air through the gaps between a clinched upper and lower teeth especially to show dissatisfaction |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Adaego mara ọsụ mgbe m gwara ya na agaghị m abịa n'oge.
Adaego mara ọsụ mgbe m gwara ya na agaghị m abịa n'oge.
Adaego hissed when I told her that I won't come on time.
Kwụsị ima ọsụ.
Kwụsị ima ọsụ.
Stop hissing.
Ịma ọsụ amarala ya ahụ.
Ịma ọsụ amarala ya ahụ.
Hissing has become part of her.
Onye mara ọsụ?
Onye mara ọsụ?
Who hissed?
Gịnị mere iji maa ọsụ?
Gịnị mere iji maa ọsụ?
Why did you hiss?
Ọ na amakarị ọsụ mgbe ọbụla e ziri ya ozi.
Ọ na amakarị ọsụ mgbe ọbụla e ziri ya ozi.
She hisses each time she is sent on an errand.
Ọ na-amasị ya ịma ọsụ.
Ọ na-amasị ya ịma ọsụ.
She likes hissing.
Ụmụaka azụghị azụ na-amakarị ọsụ.
Ụmụaka azụghị azụ na-amakarị ọsụ.
Children without home training usually hiss.
ösų
ọsụ̀
Word | ọsụ̀ |
Definitions | Noun 1.disrespectful sigh; hiss, specially made to show disrespect or frustration by sucking in air through the teeth gaps |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m ama ọsụ.
Amaghị m ama ọsụ.
I don't know how to hiss.
Achọghị m ịma ọsụ n'ihu ya.
Achọghị m ịma ọsụ n'ihu ya.
I do not want to sigh disrespectfully before him.
Udoka amaghị mgbe o jiri maa ọsụ.
Udoka amaghị mgbe o jiri maa ọsụ.
Udoka did not know when he sighed.
Kedụ ihe mere i ji ama ọsụ?
Kedụ ihe mere i ji ama ọsụ?
Why are you hissing?
Enyi m nwaanyị na-ama ọsụ n'obere ihe.
Enyi m nwaanyị na-ama ọsụ n'obere ihe.
My girlfriend hisses over little issues.
Onye na-ama ọsụ n'ihu ndị okenye bụ onye azụghị azụ.
Onye na-ama ọsụ n'ihu ndị okenye bụ onye azụghị azụ.
One who sighs disrespectfully before elders is one without home training.
Ọ bụ iwe were mụ m jiri maa ọsụ.
Ọ bụ iwe were mụ m jiri maa ọsụ.
It was out of anger that I hissed.
Ọ na-amakarị ọsụ.
Ọ na-amakarị ọsụ.
She usually signs.
Ọ mara ọsụ.
Ọ mara ọsụ.
He sighed.
Nnedị mara ọsụ mgbe m gwara ya okwu.
Nnedị mara ọsụ mgbe m gwara ya okwu.
Nnedị sighs disrespectfully when I talked to her.
ǫsü
ọ̀sụ
Word | ọ̀sụ |
Definitions | Noun 1.a white, congealed ingredient used for preparing soup when grinded. |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Nne Emeka na-ere ọsụ.
Nne Emeka na-ere ọsụ.
Emeka's mother sells osu.
Biko zụtara m ọsụ ozo, nke a agaghị ezu.
Biko zụtara m ọsụ ozo, nke a agaghị ezu.
Please buy osu for me again, this one will not be enough.
Ọsụ na-acha ọcha.
Ọsụ na-acha ọcha.
Ọsụ is whitish.
Ọsụ ahụ akọrọ nke ọma.
Ọsụ ahụ akọrọ nke ọma.
That ọsụ didn't dry well.
Aga m etinye ọsụ n'ofe egwusi ahụ.
Aga m etinye ọsụ n'ofe egwusi ahụ.
I will add osu in that melon soup.
Kedu ihe mere i ji wee kwọọ ọsụ ahụ?
Kedu ihe mere i ji wee kwọọ ọsụ ahụ?
Why did you grind that ọsụ?
Nne m ji ọsụ sie ofe egusi ahụ.
Nne m ji ọsụ sie ofe egusi ahụ.
My mother used ọsụ to cook that melon soup.