Nkọwa okwu logo
Beta

òsìsè

òsìsè

Wordòsìsè
Definitions

Noun

1.convulsions

2.drawing; photographing

3.smoking of cigarette/Indian hemp

Related Terms
Word Stems

Examples

Osise na-eme Afọma.

Osise na-eme Afọma.

Afọma has convulsion.

Emeka nwere mmasị n'ihe osise.

Emeka nwere mmasị n'ihe osise.

Emeka is interested in drawing/photographing.

Osise igbo agbakaala ya isi.

Osise igbo agbakaala ya isi.

Smoking of cannabis has made him mad.

ǫdįdǫ

ọ̀dị̀dọ̀

Wordọ̀dị̀dọ̀
Definitions

Noun

1.convulsion, especially experienced by kids due to fever

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọdịdọ mere nwata nwoke a.

Ọdịdọ mere nwata nwoke a.

This boy had convulsion.

Ahịhịa ahụ na-agwọ ọdịdọ.

Ahịhịa ahụ na-agwọ ọdịdọ.

That herb cures convulsion.

Ọdịdọ gburu nnwa ya.

Ọdịdọ gburu nnwa ya.

Convulsion killed that child.

I nwere ọgwụ maka ọdịdọ?

I nwere ọgwụ maka ọdịdọ?

Do you have medicine for convulsion?

Ọdịdọ na-eme nwa a.

Ọdịdọ na-eme nwa a.

This child is suffering from convulsion.

Ọdịdọ hịkọrọ ụkwụ ya.

Ọdịdọ hịkọrọ ụkwụ ya.

Convulsion twisted his legs.

àkwükwų

àkwụkwụ̀

Wordàkwụkwụ̀
Definitions

Noun

1.epilepsy

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E nwere ndị na-arịa akwụkwụ n'ezinụlọ ha.

E nwere ndị na-arịa akwụkwụ n'ezinụlọ ha.

There are epileptic people in their family.

Akwụkwụ dọrọ ya mgbe mmadụ anọghị.

Akwụkwụ dọrọ ya mgbe mmadụ anọghị.

He had epileptic attack when nobody was around.

Amaghị m na ọ na-arịa akwụkwụ.

Amaghị m na ọ na-arịa akwụkwụ.

I did not know that she is epileptic.

Akwụkwụ bụ ajọọ ọrịa.

Akwụkwụ bụ ajọọ ọrịa.

Epilepsy is a bad sickness.

Akwụkwụ enweghị ọgwụgwọ.

Akwụkwụ enweghị ọgwụgwọ.

Epilepsy has no cure.

Eze Amadi tachiri mgbe akwụkwụ ahụ dọrọ ya.

Eze Amadi tachiri mgbe akwụkwụ ahụ dọrọ ya.

Amadi's teeth clinched when the epilepsy struck.

Nwunye ya na-ada akwụkwụ.

Nwunye ya na-ada akwụkwụ.

His wife suffers from epilepsy.

Akwụkwụ senyere Nneka n'ọkụ.

Akwụkwụ senyere Nneka n'ọkụ.

Epilepsy pulled Nneka into the fire.

Ọ bụ akwụkwụ na-eme ya?

Ọ bụ akwụkwụ na-eme ya?

Is he suffering from epilepsy.

Ndị na-ada akwụkwụ agaghị abịa.

Ndị na-ada akwụkwụ agaghị abịa.

Epileptic patients will not come.

Ha na-enwe akwụkwụ.

Ha na-enwe akwụkwụ.

They have epilepsy.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.