ösų
ọsụ̀
Word | ọsụ̀ |
Definitions | Noun 1.disrespectful sigh; hiss, specially made to show disrespect or frustration by sucking in air through the teeth gaps |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m ama ọsụ.
Amaghị m ama ọsụ.
I don't know how to hiss.
Achọghị m ịma ọsụ n'ihu ya.
Achọghị m ịma ọsụ n'ihu ya.
I do not want to sigh disrespectfully before him.
Udoka amaghị mgbe o jiri maa ọsụ.
Udoka amaghị mgbe o jiri maa ọsụ.
Udoka did not know when he sighed.
Kedụ ihe mere i ji ama ọsụ?
Kedụ ihe mere i ji ama ọsụ?
Why are you hissing?
Enyi m nwaanyị na-ama ọsụ n'obere ihe.
Enyi m nwaanyị na-ama ọsụ n'obere ihe.
My girlfriend hisses over little issues.
Onye na-ama ọsụ n'ihu ndị okenye bụ onye azụghị azụ.
Onye na-ama ọsụ n'ihu ndị okenye bụ onye azụghị azụ.
One who sighs disrespectfully before elders is one without home training.
Ọ bụ iwe were mụ m jiri maa ọsụ.
Ọ bụ iwe were mụ m jiri maa ọsụ.
It was out of anger that I hissed.
Ọ na-amakarị ọsụ.
Ọ na-amakarị ọsụ.
She usually signs.
Ọ mara ọsụ.
Ọ mara ọsụ.
He sighed.
Nnedị mara ọsụ mgbe m gwara ya okwu.
Nnedị mara ọsụ mgbe m gwara ya okwu.
Nnedị sighs disrespectfully when I talked to her.