Nkọwa okwu logo
Beta

ósǫöjï

osọ̀ọjị̄

Wordosọ̀ọjị̄
Definitions

Noun

矯益

1.alligator pepper

Related Terms
Word Stems

Examples

O cheere anyị osọọjị, aṅara, na mkpụrụ ọjị.

O cheere anyị osọọjị, aṅara, na mkpụrụ ọjị.

He presented us with alligator pepper, garden egg, and kola nut.

Ọ na-ere osọọjị n'ahịa.

Ọ na-ere osọọjị n'ahịa.

He sells alligator pepper in the market.

Osọọjị na-edozi ahụ.

Osọọjị na-edozi ahụ.

Alligator pepper nourishes the body.

Nye m osọọjị ahụ.

Nye m osọọjị ahụ.

Give me the alligator pepper.

Onye nwe osọọjị a?

Onye nwe osọọjị a?

Who owns this alligator pepper?

Ọ rachara naanị osọọjị.

Ọ rachara naanị osọọjị.

He licked only alligator pepper.

Osọọjị ahụ na-afụ ụfụ.

Osọọjị ahụ na-afụ ụfụ.

That alligator pepper is hot.

ökwáósè

ọkwaosè

Wordọkwaosè
Definitions

Noun

1.groundnut paste

Variationsọkwa osè
Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ na-aracha ọkwaose.

Ọ na-aracha ọkwaose.

He is licking groundnut paste.

Eji ọkwaose anabata onye ọbịa n'obodo anyị.

Eji ọkwaose anabata onye ọbịa n'obodo anyị.

Groundnut paste is used to receive a visitor in my village.

O nwere ihe ọzọ ị maara eji ata aṅara maọbụghị ọkwaose?

O nwere ihe ọzọ ị maara eji ata aṅara maọbụghị ọkwaose?

Do you know any other thing used to eat garden egg except groundnut paste?

Ọ na-ere ọkwaose.

Ọ na-ere ọkwaose.

He sells groundnut paste.

Anyị ji okwaose taa aṅara.

Anyị ji okwaose taa aṅara.

We ate garden egg with groundnut paste.

Eji ose na-afụ ụfụ kwọ ọkwaose ahụ.

Eji ose na-afụ ụfụ kwọ ọkwaose ahụ.

A hot pepper was used to grind that groundnut paste.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.