òséè
òseè
Word | òseè |
Definitions | Noun 寍砂 1.artist; one who creates diagrams or images 2.an image creator (photograph, video, drawing) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Abụ m osee.
Abụ m osee.
I am an artist.
Ana m achọ osee maka esereese ga-adị n'akwụkwọ m na-ede.
Ana m achọ osee maka esereese ga-adị n'akwụkwọ m na-ede.
I am am looking for an artists for drawings that will be in a book I am writing.
Ọ chọrọ ịbụ osee ma o too.
Ọ chọrọ ịbụ osee ma o too.
She wants to be an artist when she grows up.
Osee sere ihe a mere ọfụma.
Osee sere ihe a mere ọfụma.
The artist that drew this thing did well.
Nna m bụ osee.
Nna m bụ osee.
My father is an artist.
ósè
osè
Word | osè |
Definitions | Noun 矯 1.pepper |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Oke ose adịghị mma n'ahụ.
Oke ose adịghị mma n'ahụ.
Too much pepper is not good for the body.
Ose adịghị na nri a.
Ose adịghị na nri a.
There's no pepper in this food.
O tere ose n'anya ya.
O tere ose n'anya ya.
He rubbed pepper on his eye.
Ọ naghị eri nri ose.
Ọ naghị eri nri ose.
He does not eat peppered food.
Ose a ga-eji si nri adighị.
Ose a ga-eji si nri adighị.
There is no pepper to be used for cooking.
Nne m na-ere ose.
Nne m na-ere ose.
My mother sales pepper.
Anyị kọrọ ose afọ gara aga.
Anyị kọrọ ose afọ gara aga.
We planted maize last year.
Ose Nsụka na-enwe ezigbo ukpo.
Ose Nsụka na-enwe ezigbo ukpo.
Nsukka pepper has good flavour.
òsè
òsè
Word | òsè |
Definitions | Noun 寍据 1.pulley |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha na-eji ose ebugo simentị n'elu ebe ahụ.
Ha na-eji ose ebugo simentị n'elu ebe ahụ.
They use pulley to take cement up there.
E nwere ọgwụ a na-agwọ ọrịa ose niile?
E nwere ọgwụ a na-agwọ ọrịa ose niile?
Is there a medicine that cures all convulsive diseases?
òsè
òsè
Word | òsè |
Definitions | Noun 1.diseases with convulsive attacks (epilepsy; convulsion; meningitis) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E nwere ọgwụ n-agwọ ọrịa ose niile.
E nwere ọgwụ n-agwọ ọrịa ose niile.
There is a medicine that cures all convulsive ailment.
ǫdįdǫ
ọ̀dị̀dọ̀
Word | ọ̀dị̀dọ̀ |
Definitions | Noun 1.convulsion, especially experienced by kids due to fever |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọdịdọ mere nwata nwoke a.
Ọdịdọ mere nwata nwoke a.
This boy had convulsion.
Ahịhịa ahụ na-agwọ ọdịdọ.
Ahịhịa ahụ na-agwọ ọdịdọ.
That herb cures convulsion.
Ọdịdọ gburu nnwa ya.
Ọdịdọ gburu nnwa ya.
Convulsion killed that child.
I nwere ọgwụ maka ọdịdọ?
I nwere ọgwụ maka ọdịdọ?
Do you have medicine for convulsion?
Ọdịdọ na-eme nwa a.
Ọdịdọ na-eme nwa a.
This child is suffering from convulsion.
Ọdịdọ hịkọrọ ụkwụ ya.
Ọdịdọ hịkọrọ ụkwụ ya.
Convulsion twisted his legs.