Nkọwa okwu logo
Beta

ísíḿmàlíté

isimmàlite

Wordisimmàlite
Definitions

Noun

1.origin; inception; root; a place where something springs up or begins

Variationsisi mmàlite
Related Terms
Word Stems

Examples

Asị ọ tụrụ bụ isimmalite ọdịda ya

Asị ọ tụrụ bụ isimmalite ọdịda ya

The lies he told was the beginning of his downfall

ülǫ

ụlọ̀

Wordụlọ̀
Definitions

Noun

1.house; building

2.place of origin; the place where one lives permanently

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịrụ ụlọ.

Achọrọ m ịrụ ụlọ.

I want to build a house.

Ụlọ ya nọ nke m nso.

Ụlọ ya nọ nke m nso.

His house is close to mine.

Gaa n'ụlọ Okeke wetara m efere.

Gaa n'ụlọ Okeke wetara m efere.

Go to Okeke's house and bring plate for me.

Anyị ga-ala ụlọ n'ekeresimeesi a.

Anyị ga-ala ụlọ n'ekeresimeesi a.

We will go home this Christmas.

Ụlọ a na-esi isi.

Ụlọ a na-esi isi.

This house is smelling.

Anyị ga-ala ụlọ n'ekeresimeesi a.

Anyị ga-ala ụlọ n'ekeresimeesi a.

We will go home this Christmas.

Ọnaghị amasị m ịga n'ụlọ ha.

Ọnaghị amasị m ịga n'ụlọ ha.

I do not like going to their house.

Gaa n'ụlọ Okeke wetara m efere.

Gaa n'ụlọ Okeke wetara m efere.

Go to Okeke's house and bring plate for me.

Ọ ga-arụ ụlọ n' ala ahụ ọ zụtara.

Ọ ga-arụ ụlọ n' ala ahụ ọ zụtara.

He will build a house on the land he bought

Achọrọ m ịrụ ụlọ.

Achọrọ m ịrụ ụlọ.

I want to build a house.

íkwúńnē

ikwunnē

Wordikwunnē
Definitions

Noun

作温

1.maternal home; place of origin of one's mother

Variationsikwu nnē
Related Term
Word Stem

Examples

Anọtere m aka n'ikwunne m.

Anọtere m aka n'ikwunne m.

I stayed long at my maternal place.

Agara m ezumiike n'ikwunne m.

Agara m ezumiike n'ikwunne m.

I went for holiday at my maternal home.

Onyenkụzi a bụ onye ikwunne m

Onyenkụzi a bụ onye ikwunne m

This teacher is from my maternal home

Ndị ikwunne m ji ego.

Ndị ikwunne m ji ego.

My maternal people are rich.

Ụjalị bụ ikwunne m

Ụjalị bụ ikwunne m

Ụjalị is my maternal home.

Akpụnyere m ndị ikwunne m ehi.

Akpụnyere m ndị ikwunne m ehi.

I gave my maternal relations a cow.

Anyị gbagara ọsọ n'ikwunne m n'oge agha.

Anyị gbagara ọsọ n'ikwunne m n'oge agha.

During the war, we ran to my maternal home.

Ndị ikwunne m anọghị n'ụlọ.

Ndị ikwunne m anọghị n'ụlọ.

My maternal relations are not at home.

Okonkwọ gbagara ọsọ ọchụ n'ikwunne ya.

Okonkwọ gbagara ọsọ ọchụ n'ikwunne ya.

Okonkwo went on exile in his maternal home.

Agara m ikwunne m.

Agara m ikwunne m.

I visited my maternal home.

Ndị ikwunne m ji ego.

Ndị ikwunne m ji ego.

My maternal people are rich.

Ebee ka ikwunne gị dị?

Ebee ka ikwunne gị dị?

Where is your maternal home?

ńsìnàgbųrų

nsìnàgbụ̀rụ̀

Wordnsìnàgbụ̀rụ̀
Definitions

Nominal Modifier

1.hereditary; pertaining to family or origin

Variationsnsìnààgbụ̀rụ̀
Related Term
Word Stem

Examples

Ihe na-eme n'ụlọ ahụ bụ nsinagbụrụ.

Ihe na-eme n'ụlọ ahụ bụ nsinagbụrụ.

What is happening in that house is hereditary.

Ogologo bụ nsinagbụrụ na be ha.

Ogologo bụ nsinagbụrụ na be ha.

Tallness is hereditary in thier house.

Ọ bụ aja ka a ga-achụ iji wepu amoosu nsinagbụrụ.

Ọ bụ aja ka a ga-achụ iji wepu amoosu nsinagbụrụ.

A sacrifice will be made to chase hereditary witch.

Ekwetaghị na nsogbu ahụ Emeka na-enwe bụ nsinagbụrụ.

Ekwetaghị na nsogbu ahụ Emeka na-enwe bụ nsinagbụrụ.

I don't agree that the problem Emeka is having is hereditary.

Kpachara anya ka agwa gị ghara ịdị ka ihe nsinagbụrụ.

Kpachara anya ka agwa gị ghara ịdị ka ihe nsinagbụrụ.

Be careful so that your character won't look hereditary.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.