Nkọwa okwu logo
Beta

ńhází

nhazi

Wordnhazi
Definitions

Noun

1.planning; organisation; arrangement

Related Terms
Word Stems

Examples

E nwere ka e si eme nhazi.

E nwere ka e si eme nhazi.

There is a way to organise.

Ime ezi nhazi dị mma.

Ime ezi nhazi dị mma.

To do a proper arrangement is good.

Nhazi ahụ abụghị ihe anya tụrụ anya.

Nhazi ahụ abụghị ihe anya tụrụ anya.

That arrangement was not what we expected.

Nhazi anyị gara nke ọma.

Nhazi anyị gara nke ọma.

Our planning went well

Enweghị ezi nhazi na mmemme ahụ.

Enweghị ezi nhazi na mmemme ahụ.

There was no proper planning at that event.

Ha họpụtara mmadụ atọ maka nhazi ahụ.

Ha họpụtara mmadụ atọ maka nhazi ahụ.

They selected three persons for that planning.

Anyị bidoro nhazi mmemme ahụ kemgbe ụtụtụ.

Anyị bidoro nhazi mmemme ahụ kemgbe ụtụtụ.

We started that event planning since morning.

Oge nhazi eruola.

Oge nhazi eruola.

The time for planning has come.

Eso m na ndị nhazi mmemme ahụ.

Eso m na ndị nhazi mmemme ahụ.

I am one of the event planners.

Lee ihe anyị ga-etinye na nhazi ule a.

Lee ihe anyị ga-etinye na nhazi ule a.

See what we will add to the organisation of this examination.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.